àhųönü
àhụ̀ọnụ̄
| Word | àhụ̀ọnụ̄ |
| Definitions | Noun 菊口 1.beard |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Ụmụnwoke rubere ahụọnụ na-eyi nwata ahụ egwu.
Ụmụnwoke rubere ahụọnụ na-eyi nwata ahụ egwu.
Men who grow beards scare that baby.
A chọrọ m ịkpụ ahụọnụ m.
A chọrọ m ịkpụ ahụọnụ m.
I want to shave my beard.
Nwoke ahụ enweghị ahụọnụ.
Nwoke ahụ enweghị ahụọnụ.
That man does not have beard.
Mmanụ tere m n'ahụọnụ.
Mmanụ tere m n'ahụọnụ.
Oil touched my beard.
kpü àfųönü
kpụ àfụ̀ọnụ̄
| Word | kpụ àfụ̀ọnụ̄ |
| Definitions | Active verb 1.shave beard |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Achọrọ m ịkpụ afụọnụ m.
Achọrọ m ịkpụ afụọnụ m.
I want to shave my beard.
Nna m na-akpụ afọọnụ ya.
Nna m na-akpụ afọọnụ ya.
My father is shaving his beard
Ebe a ka m kpụrụ afụọnụ m.
Ebe a ka m kpụrụ afụọnụ m.
This is where i shaved my beard.
Ejere m kpụọ afụọnụ m.
Ejere m kpụọ afụọnụ m.
I went to shave my beard.
Ị ga-akpụ afụọnụ gị taa?
Ị ga-akpụ afụọnụ gị taa?
Will you shave your beard today?
gbá àfųönü
gba àfụ̀ọnụ̄
| Word | gba àfụ̀ọnụ̄ |
| Definitions | Active verb 1.grow beard, moustache |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Ọtụtụ ụmụ nwoke na-agba afụọnụ.
Ọtụtụ ụmụ nwoke na-agba afụọnụ.
Many men grow beards.
Sọ ndị ezinụlọ ha na-agba ụdị àfùọnụ̄.
Sọ ndị ezinụlọ ha na-agba ụdị àfùọnụ̄.
It is only their family that grows such moustache.
Ọ gbara nnukwu afụọnụ.
Ọ gbara nnukwu afụọnụ.
He grew a lot of beards.
Nwaanyị ịgba àfùọnụ̄ nwere ka e si ahụta ya.
Nwaanyị ịgba àfùọnụ̄ nwere ka e si ahụta ya.
For a lady to grow beards is percieved differently.
Onye ga-agba àfùọnụ̄ n'ụlọ anyị bụ Chinedu.
Onye ga-agba àfùọnụ̄ n'ụlọ anyị bụ Chinedu.
The person who will grow beards in our house is Chinedu.
Nnadi gbara afụọnụ na nwata.
Nnadi gbara afụọnụ na nwata.
Nnadi grew beards at a tender age.
Ọ na-agba àfùọnụ̄.
Ọ na-agba àfùọnụ̄.
He is growing moustache.
Nna m gbara àfùọnụ̄ nke ọma mgbe ọ dị ndụ.
Nna m gbara àfùọnụ̄ nke ọma mgbe ọ dị ndụ.
My father grew beards well when he was alive.
Ị gbaa àfùọnụ̄ etu ekwesịghị, aka akpara gị.
Ị gbaa àfùọnụ̄ etu ekwesịghị, aka akpara gị.
If you grow beards in an unacceptable way, you will be apprehended.
àfųönü
àfụ̀ọnụ̄
| Word | àfụ̀ọnụ̄ |
| Definitions | Noun 1.beard; mustache; whiskers |
| Related Terms | No related terms |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ifeanyị gbara nnukwu afụọnụ.
Ifeanyị gbara nnukwu afụọnụ.
Ifeanyị has many beards.