Nkọwa okwu logo
Beta

tásì óbì

tasì obì

Wordtasì obì
Definitions

Active verb

1.bear; endure; take heart

Related Terms
Word Stems

Examples

Anỵi sịrị ya tasie obi.

Anỵi sịrị ya tasie obi.

We told him to endure/take heart.

M kwụchaa ụgwọ ụlọ nke ọnwa a, m ga-atasi obi ruo mgbe ọnwa gwuru.

M kwụchaa ụgwọ ụlọ nke ọnwa a, m ga-atasi obi ruo mgbe ọnwa gwuru.

After paying this month's house rent, I will endure till the month ends.

Chike tasiri obi mgbe ọga ya na-emegbu ya.

Chike tasiri obi mgbe ọga ya na-emegbu ya.

Chike endured when his master was maltreating him.

Ka Chineke tasie gị obi.

Ka Chineke tasie gị obi.

May God comfort you.

Biko, na-atasi obi, ihe ga-adị mma.

Biko, na-atasi obi, ihe ga-adị mma.

Please, continue enduring, things will be better.

Ịtasi obi bụ ezigbo ihe mana ọ dịghị mfe.

Ịtasi obi bụ ezigbo ihe mana ọ dịghị mfe.

To endure is a good thing but it is not easy.

Tasie obi.

Tasie obi.

Take heart/Be comforted.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.