Nkọwa okwu logo
Beta

àkïdį

àkịdị̀

Wordàkịdị̀
Definitions

Noun

1.black beans; cowpea

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Akịdị na-amasị m nke ukwu.

Akịdị na-amasị m nke ukwu.

I like black beans so much.

Eji m akịdị ahụ gwọọ abacha.

Eji m akịdị ahụ gwọọ abacha.

I prepared abacha with that black beans

E siri m akịdị taata.

E siri m akịdị taata.

I cooked black beans today.

Anyị kwesịrị ịkọ akịdị n'afọ a.

Anyị kwesịrị ịkọ akịdị n'afọ a.

We are supposed to plant black beans this year.

Nne m adịghị eri akịdị.

Nne m adịghị eri akịdị.

My mother does not eat black beans.

Olee ebe ị zụtara akịdị a?

Olee ebe ị zụtara akịdị a?

Where did you buy this black beans?

Nne m na-ere akịdị.

Nne m na-ere akịdị.

My mother sells black beans.

Kupute akịdị dị n'ite.

Kupute akịdị dị n'ite.

Serve the black beans in the pot.

Akịdị so n'otu nri e ji mara ndị be anyị.

Akịdị so n'otu nri e ji mara ndị be anyị.

Black beans is one of the foods my people are known for.

ògìrì

ògìrì

Wordògìrì
Definitions

Noun

1.locust beans (Parkia biglobosa)

2.locust beans flavoring; flavoring made from locust beans

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

E jikwa ogiri esi ofe ọha.

E jikwa ogiri esi ofe ọha.

Locust beans flavoring is also used to cook ọha soup.

Nne m ji ogiri tee ofe.

Nne m ji ogiri tee ofe.

My mother made soup with locust beans flavoring.

Ebe ọbụla ogiri dị, ijiji na-eje ebe ahụ.

Ebe ọbụla ogiri dị, ijiji na-eje ebe ahụ.

Wherever there is locust beans flavoring, flies go there.

Achọghị m ka i wetara m ogiri n'ụlọ m.

Achọghị m ka i wetara m ogiri n'ụlọ m.

I don't want you to bring locust beans in my house.

Achọrọ m ịracha ogiri.

Achọrọ m ịracha ogiri.

I want to lick locust bean.

Onye wetara ogiri?

Onye wetara ogiri?

Who brought locust bean.

Isi ogiri na-ama mma.

Isi ogiri na-ama mma.

The flavour of locust bean is good.

Ogiri tụpụtara n'ofe ahụ.

Ogiri tụpụtara n'ofe ahụ.

Locust beans came out well in that soup.

àgbàrà

àgbàrà

Wordàgbàrà
Definitions

Noun

1.devil bean

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Agbara na-aghọ aghọ.

Agbara na-aghọ aghọ.

Devil bean scratches.

ųgbá

ụ̀gba

Wordụ̀gba
Definitions

Noun

1.African oil bean

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ụgba a gwọrọ agwọ na-amasị m.

Ụgba a gwọrọ agwọ na-amasị m.

I like African oil bean mixed with sauce.

Ụgba na-agbawapụta ma anwụ chaa ya.

Ụgba na-agbawapụta ma anwụ chaa ya.

African oil bean pops open when it is hit by the sun.

Amaka chọrọ isi ofe ụgba.

Amaka chọrọ isi ofe ụgba.

Amaka wants to cook African oil bean soup.

Ụgba bụ erimeri a ma ama n'ala Igbo.

Ụgba bụ erimeri a ma ama n'ala Igbo.

African oil bean is a known delicacy in Igbo land.

òkpéí

òkpei

Wordòkpei
Definitions

Noun

1.castor tree (Ricinus) or bean

2.castor bean flavoring; flavoring made from castor bean

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Okpei nwere isi nke ya.

Okpei nwere isi nke ya.

Castor bean has it's own smell.

Okpei Nsụka na-adị mma n'ofe.

Okpei Nsụka na-adị mma n'ofe.

The Nsukka castor bean flavoring is good in making soup.

Nne m na-ere okpei.

Nne m na-ere okpei.

My mother sells castor bean.

E ji okpei esi ji awaị

E ji okpei esi ji awaị

Castor bean flavoring is used in cooking yam porridge.

àzámà

àzamà

Wordàzamà
Definitions

Noun

1.African yam bean; stephenosylis stenocarpa

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Azama juru ahịa ugbu a.

Azama juru ahịa ugbu a.

Stephenosylis stenocarpa is every where in the market now.

Biko, detuoro m etu e sì èsì azama.

Biko, detuoro m etu e sì èsì azama.

Please, write down how to cook stephenosylis stenocarpa for me.

Ọ na-ebugharị azama n'ahịa.

Ọ na-ebugharị azama n'ahịa.

He hawks stephenosylis stenocarpa in the market.

Ọ na-ata azama na akị.

Ọ na-ata azama na akị.

He is eating stephenosylis stenocarpa and kernel.

Nne ghere azama ahụ n'ọkụ.

Nne ghere azama ahụ n'ọkụ.

Mother fried the stephenosylis stenocarpa.

Nye m azama.

Nye m azama.

Give me stephenosylis stenocarpa.

Atara m azama.

Atara m azama.

I eat stephenosylis stenocarpa.

Azama a tọrọ ụtọ.

Azama a tọrọ ụtọ.

This stephenosylis stenocarpa is delicious.

Azama ahụ gbara mmiri.

Azama ahụ gbara mmiri.

That stephenosylis stenocarpa is watery.

Onye chọrọ azama?

Onye chọrọ azama?

Who wants stephenosylis stenocarpa?

Ọ bụ azama ka m riri mgbe m rụchara ọrụ.

Ọ bụ azama ka m riri mgbe m rụchara ọrụ.

It was stephenosylis stenocarpa that I ate after I finished working.

Azama na agwa abụghị otù ihe.

Azama na agwa abụghị otù ihe.

Stephenosylis stenocarpa is not the same thing with beans.

èlèlè

èlèlè

Wordèlèlè
Definitions

Noun

1.a delicacy of tasty bean meal steamed in a wrap of leaves

2.value; profit

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Eriri m elele nke ukwu mgbe m gara Ọnịcha.

Eriri m elele nke ukwu mgbe m gara Ọnịcha.

I ate elele so much when I went to Onitsha.

Ọ riteghi ele ọrụ ọ rụụrụ tupu ọ nwụọ.

Ọ riteghi ele ọrụ ọ rụụrụ tupu ọ nwụọ.

He did not benefit from the job he did before he died.

E ji akwụkwọ unere ekechi elele.

E ji akwụkwọ unere ekechi elele.

Moi moi is wrapped with banana leaves.

Ọ bụ agwa ka e ji eme elele.

Ọ bụ agwa ka e ji eme elele.

Moi moi is produced from beans.

Onye ọbụla ga-erite elele mbọ ọ gbara

Onye ọbụla ga-erite elele mbọ ọ gbara

Everyone will reap the fruit of their labour

ųkpáká

ụ̀kpakā

Wordụ̀kpakā
Definitions

Noun

1.oil-bean tree or seed (Pentaclethra macrophylla Benth.)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Anyị nwere osisi ụkpaka na be anyị.

Anyị nwere osisi ụkpaka na be anyị.

We have oil bean tree in our house.

A na-agwọ ụkpaka agwọ.

A na-agwọ ụkpaka agwọ.

Oil bean is prepared with a sauce.

Mkpụrụ ụkpaka na-agbawa ma anwụ chaa ya.

Mkpụrụ ụkpaka na-agbawa ma anwụ chaa ya.

Oil bean seed explodes when heated by the sun.

Nne na-ere ụkpaka.

Nne na-ere ụkpaka.

Mother sells oil bean.

Ụkpaka ahụ dị n'elu uko.

Ụkpaka ahụ dị n'elu uko.

The oil bean is on the rafter.

Nkụ ụkpaka na-enwu ezigbo ọkụ

Nkụ ụkpaka na-enwu ezigbo ọkụ

Firewood from oil bean tree burns well

O ji ụkpaka gwọọ abacha ahụ.

O ji ụkpaka gwọọ abacha ahụ.

She prepared the African salad with oil bean seed.

Onye na-esi ụkpaka?

Onye na-esi ụkpaka?

Who is cooking oil bean?

àkàrà

àkàrà

Wordàkàrà
Definitions

Noun

1.fried meal made of ground beans; beans bun; beans fritters

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Akara na achịcha na-agụ m.

Akara na achịcha na-agụ m.

I crave akara and bread.

Akara ahụ ṅụrụ mmanụ.

Akara ahụ ṅụrụ mmanụ.

That akara soaked oil.

Nne na-eghe akara.

Nne na-eghe akara.

Nne fries akara.

Ọ naghị amasị ya ịta akara.

Ọ naghị amasị ya ịta akara.

He does not like eating akara.

Nnu ṅara akara ahụ.

Nnu ṅara akara ahụ.

The bean bun is over-salted.

Azụtara m akara naịra iri.

Azụtara m akara naịra iri.

I bought ten naira akara.

Olee ndị chọrọ ịta akara?

Olee ndị chọrọ ịta akara?

Which people desire to eat bean buns.

Onye tara akara m debe n'ime efere a?

Onye tara akara m debe n'ime efere a?

Who ate the akara I kept in this plate?

Were ose ghee ya bụ akara.

Were ose ghee ya bụ akara.

Fry the bean bun with pepper.

Achọro m akara atọ.

Achọro m akara atọ.

I need three bean buns.

Akara m agwụla.

Akara m agwụla.

My bean bun is finished.

Akara ise danyere n'ọkụ.

Akara ise danyere n'ọkụ.

Five bean buns fell into the fire.

Akara ahụ atọka.

Akara ahụ atọka.

The bean bun is very tasty.

ìjìríìjì

ìjìriìjì

Wordìjìriìjì
Definitions

Noun

1.an edible legume that resembles beans, found around Nsukka area

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Anyị na-ata ijiriji.

Anyị na-ata ijiriji.

We are eating ijiriiji.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.