gwùsá égwú
gwùsa egwū
Word | gwùsa egwū |
Definitions | Active verb 1.be playful towards someone or something; approach someone or something playfully |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ebube achọghị ka onye ọbụla gwusa ya egwu.
Ebube achọghị ka onye ọbụla gwusa ya egwu.
Ebube does not want anyone to be playful to him.
Ndụdị na-egwusa ụmụ ya egwu oge ọbụla ọ lọtara ọrụ.
Ndụdị na-egwusa ụmụ ya egwu oge ọbụla ọ lọtara ọrụ.
Ndudi is playful with his children everytime he returns from work.
Gwusa nwata a egwu.
Gwusa nwata a egwu.
Be playful with this child.
Igwusa ndị mmadụ egwu na-amasị ya.
Igwusa ndị mmadụ egwu na-amasị ya.
She likes being playful towards people.
Ụlọma gwusara nwoke ahụ egwu.
Ụlọma gwusara nwoke ahụ egwu.
Uloma was playful towards that man.