hí ńnē
hi nnē
Word | hi nnē |
Definitions | Active verb 須傷 1.be many; plenty; numerous |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Mmadụ hiri nne na mmemme ahụ.
Mmadụ hiri nne na mmemme ahụ.
The crowd was too much at the event.
Ihe ị ga-azụtara m ga-ehi nne.
Ihe ị ga-azụtara m ga-ehi nne.
What you will buy for me will be many.
Ọ ga-ehi nne.
Ọ ga-ehi nne.
It will by many/plenty.
Ọ kwafuru n'ihi na o hiri nne.
Ọ kwafuru n'ihi na o hiri nne.
It poured out because it was plenty.
Ọ dịghị mma ka o hie nne.
Ọ dịghị mma ka o hie nne.
It is not good for it to be many.
Ube dara n'ụtụtụ hiri nne.
Ube dara n'ụtụtụ hiri nne.
The pears that fell in the morning were many.
Achọṛo m ka ha hie nne tupu m ree ha.
Achọṛo m ka ha hie nne tupu m ree ha.
I want them to be many before I sell them.
Anyị hie nne, nsogbu ga-adị.
Anyị hie nne, nsogbu ga-adị.
There will be a problem if we become many.
Ọ chọghị ka e hie nne wee jee.
Ọ chọghị ka e hie nne wee jee.
He does not want too many people to attend.