Nkọwa okwu logo
Beta

kwékörïtá

kwekọrịta

Wordkwekọrịta
Definitions

Active verb

1.be in mutual agreement

Related Term
Word Stem

Examples

Anyị ga-ekwekọrịta n'okwu a echi.

Anyị ga-ekwekọrịta n'okwu a echi.

We will agree on this matter tomorrow.

Ọ bụrụ na unu chọrọ udo, kwekọrịtanụ n'ihe asịrị unu mee.

Ọ bụrụ na unu chọrọ udo, kwekọrịtanụ n'ihe asịrị unu mee.

If you want peace, agree to do what you have been asked to do.

Anyị niile kwekọrịtara n'ihe o kwuru.

Anyị niile kwekọrịtara n'ihe o kwuru.

We all agreed to what he said.

Ha kwekọrịtara na nzụkọ ikpeazu ha nwere.

Ha kwekọrịtara na nzụkọ ikpeazu ha nwere.

They mutually agreed in the last meeting they had.

Ọ gaghị adị mfe ha ikwekọrịta.

Ọ gaghị adị mfe ha ikwekọrịta.

It will not be easy for them to have a mutual agreement.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.