gbá ḿbǫ
gba mbọ̀
Word | gba mbọ̀ |
Definitions | Active verb 1.try; make or put in effort; see to getting or doing the desired 2.be enterprising |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Nwata a ga-agba mbọ nke ọma.
Nwata a ga-agba mbọ nke ọma.
This child will be very enterprising.
Ịgba mbọ abụghị maka ndị umengwụ.
Ịgba mbọ abụghị maka ndị umengwụ.
To be enterprising is not for lazy people.
Ọ na-agba mbọ.
Ọ na-agba mbọ.
She is enterprising.
Gbaa mbọ hụ na ị gara Nkalaagụ taata.
Gbaa mbọ hụ na ị gara Nkalaagụ taata.
See that you go to Nkalagu today.
Nwoke a gbara mbọ nke ọma oge ọ bụ okorobịa.
Nwoke a gbara mbọ nke ọma oge ọ bụ okorobịa.
This man hustled well when he was a youth.
Ọ dị mma ịgba mbọ ebe ọbụla anyị hụrụ onwe anyị.
Ọ dị mma ịgba mbọ ebe ọbụla anyị hụrụ onwe anyị.
It is good to be enterprising (hardworking) anywhere we find ourselves.
Ọ gbara mbọ mgbe ọ bụ okorobịa.
Ọ gbara mbọ mgbe ọ bụ okorobịa.
He was enterprising when he was a young man.
Aga m agba mbọ rụchaa ọrụ ahụ taata.
Aga m agba mbọ rụchaa ọrụ ahụ taata.
I will try and finish that work today.
gbá ḿbǫ
gbā m̄bọ̀
Word | gbā m̄bọ̀ |
Definitions | Active verb 1.strive; try hard; be enterprising; be industrious |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Chinemerem na-agba mbọ.
Chinemerem na-agba mbọ.
Chinemerem is industrious.
Ọ bụrụ ọnụ ka eji aba ọgaranya ịmara na onye ara ga kachasị ụmụ nna ya
Ọ bụrụ ọnụ ka eji aba ọgaranya ịmara na onye ara ga kachasị ụmụ nna ya
If a person can become wealthy through their mouth, then a mad person would be the greatest amongst his kinsmen.