Nkọwa okwu logo
Beta

bèdó

bèdo

Wordbèdo
Definitions

Active verb

緻災

1.perch on

Related Terms
Word Stems

Examples

Ghaziere nnụnụ ahụ ebe ọ ga-ebedo.

Ghaziere nnụnụ ahụ ebe ọ ga-ebedo.

Prepare a place for the bird to perch.

Nnụnụ a bedoro n'elu akwa m.

Nnụnụ a bedoro n'elu akwa m.

The bird perched on my dress.

Ọkụkọ ahụ bedoro n'elu osisi.

Ọkụkọ ahụ bedoro n'elu osisi.

The fowl perched on the tree top.

Egbe ahụ na-achọ ibedo n'aja.

Egbe ahụ na-achọ ibedo n'aja.

The kite wants to perch on the wall.

Nnụnụ ahụ na-achọ ibedo n'osisi.

Nnụnụ ahụ na-achọ ibedo n'osisi.

The bird is about to perch on a tree.

Ijiji bedoro m n'ọnụ.

Ijiji bedoro m n'ọnụ.

A fly landed in my mouth.

Ọ ka mma ibedo ebedo.

Ọ ka mma ibedo ebedo.

It is better to perch.

békwàsá

bekwàsa

Wordbekwàsa
Definitions

Active verb

1.perch on

Related Terms
Word Stems

Examples

Achọghị ka ihe a bekwasa m n'ahụ.

Achọghị ka ihe a bekwasa m n'ahụ.

I don't want this thing to perch on my body.

Ọtụtụ nnụnụ bekwasara n'elu osisi akwụ.

Ọtụtụ nnụnụ bekwasara n'elu osisi akwụ.

So many birds perched on the palm tree.

Ọkụkọ m na-ebekwasa n'elu ụlọ.

Ọkụkọ m na-ebekwasa n'elu ụlọ.

My chicken perches on top of the house.

Legodu ka ọsa a si ebekwasa n'elu osisi oroma a.

Legodu ka ọsa a si ebekwasa n'elu osisi oroma a.

Just look at how this squirrel is perching on top of the orange tree.

Mgbe egbe a rugharịsịrị, o ga-ebekwasa n'elu ebe a.

Mgbe egbe a rugharịsịrị, o ga-ebekwasa n'elu ebe a.

When this kite finished hovering, it will perch on top of this place.

Ị chọrọ ibekwasa n'elu ochenkwago a?

Ị chọrọ ibekwasa n'elu ochenkwago a?

Do you want to perch on top of this table?

Ọchịcha a chọrọ ibekwasa n'elu nri gị.

Ọchịcha a chọrọ ibekwasa n'elu nri gị.

This cockroach wants to perch on your food.

Onye ọbụla nnụnụ a bekwasara bụ onye anyị ga-ahọrọ.

Onye ọbụla nnụnụ a bekwasara bụ onye anyị ga-ahọrọ.

Whomever this bird perches on is whom we are going to chose.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.