nyá
nya
| Word | nya |
| Definitions | Active verb 1.stay by a heat source for warmth; bask; sunbathe |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ọkụkọ ahụ na-anya anwụ.
Ọkụkọ ahụ na-anya anwụ.
That chicken is basking in the sun.
Ọ chọrọ ịnya ọkụ maka oyi dị.
Ọ chọrọ ịnya ọkụ maka oyi dị.
She wants to keep warm by the fire because it's cold.
Ka m munye ọkụ unu ga-anya.
Ka m munye ọkụ unu ga-anya.
Let me light the fire you will keep you warm.
Anyị na-anya ọkụ n'ụtụtụ ọbụla n'oge ụgụrụ.
Anyị na-anya ọkụ n'ụtụtụ ọbụla n'oge ụgụrụ.
We keep warm by the fire every morning during harmattan.
Ndị ọcha na-anya anwụ n'oge ọkọchị.
Ndị ọcha na-anya anwụ n'oge ọkọchị.
White people sunbathe during summer.
Bịa soro anyị nyaa ọkụ.
Bịa soro anyị nyaa ọkụ.
Come and join us to keep warm by the light.
Ka m munye ọkụ unu ga-anya.
Ka m munye ọkụ unu ga-anya.
Let me light the fire that will keep you warm.
Ha nyara ọkụ n'abalị ụnyaa.
Ha nyara ọkụ n'abalị ụnyaa.
They kept warm by the fire last night.
Ndị ọcha na-anya anwụ n'oge ọkọchị.
Ndị ọcha na-anya anwụ n'oge ọkọchị.
White people sunbathe during summer.
Anyị na-anya ọkụ n'ụtụtụ ọbụla n'oge ụgụrụ.
Anyị na-anya ọkụ n'ụtụtụ ọbụla n'oge ụgụrụ.
We keep warm by the fire every morning during harmattan.
Ịnya ọkụ n'ụtụtụ a ga-akakwa mma.
Ịnya ọkụ n'ụtụtụ a ga-akakwa mma.
To stay warm by the fire this morning will be better.
Ọ chọ ịnya ọkụ maka na oyi dị.
Ọ chọ ịnya ọkụ maka na oyi dị.
She wants to keep warm by the fire because it is cold.