Nkọwa okwu logo
Beta

ǫkííwú

ọ̀kiīwū

Wordọ̀kiīwū
Definitions

Noun

1.lawyer; someone who studied law and practicing also known as barrister or solicitor; a person who arbitrates in a court case

Variationsọ̀kaīwū
Related Terms
Word Stems

Examples

Ụkaakụ bụ ọkiiwu.

Ụkaakụ bụ ọkiiwu.

Ukaaku is a lawyer.

Ọtụtụ ndị okiiwu na-atụ asị.

Ọtụtụ ndị okiiwu na-atụ asị.

Many of the lawyers lie.

Okiiwu kpere ikpe ahụ agawala mba ofesi.

Okiiwu kpere ikpe ahụ agawala mba ofesi.

The lawyer that handled the case has gone abroad.

Ọkiiwu ahụ ma ihe ọ na-eme.

Ọkiiwu ahụ ma ihe ọ na-eme.

The lawyer knows what she is doing.

Ọ bụ nwanne nna ya zuru ya ka ọ bụrụ ọkiiwu.

Ọ bụ nwanne nna ya zuru ya ka ọ bụrụ ọkiiwu.

It is his uncle that trained him to be a lawyer.

Ọkiiwu meriri ikpe ahụ bụ nwaanyị.

Ọkiiwu meriri ikpe ahụ bụ nwaanyị.

The lawyer that won the case is a woman.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.