Nkọwa okwu logo
Beta

gbö üjá

gbọ ụja

Wordgbọ ụja
Definitions

Active verb

1.bark; roar

Related Term
Word Stem

Examples

Ịgbọ ụja pụtara jikere maka nchekwa.

Ịgbọ ụja pụtara jikere maka nchekwa.

Barking is a sign to be security alert.

Ịgbọ ụja bụ ihe e ji mara nkịta.

Ịgbọ ụja bụ ihe e ji mara nkịta.

Barking is what the dog is known for.

Nkịta ahụ gbọrọ m ụja.

Nkịta ahụ gbọrọ m ụja.

The dog barked at me.

A nụrụ m ka nkịta na-agbọ ụja.

A nụrụ m ka nkịta na-agbọ ụja.

I heard the dog barking.

Nkịta ha ga-agbọ ụja ma i banye be ha.

Nkịta ha ga-agbọ ụja ma i banye be ha.

There dog will bark if you enter their house.

Ọ gwara nkịta ya, "gbọọ ụja ka a mara na ị nọkwa".

Ọ gwara nkịta ya, "gbọọ ụja ka a mara na ị nọkwa".

He said to his dog, "howl to make it known that you are there".

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.