bànyè
bànyè
Word | bànyè |
Definitions | Active verb 貝角 1.enter; go in 2.board; get into a vehicle |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ị chọrọ ịbanye ebe ahụ?
Ị chọrọ ịbanye ebe ahụ?
Do you want to enter that place?
Banye n'ime.
Banye n'ime.
Enter inside.
Achọrọ m ịbanye n'ụgbọala ọsọọsọ maka mmiri ozuzo.
Achọrọ m ịbanye n'ụgbọala ọsọọsọ maka mmiri ozuzo.
I want to enter the car quickly because of the rain.
Ahụrụ m ya ka ọ na-abanye ụgbọala.
Ahụrụ m ya ka ọ na-abanye ụgbọala.
I saw her entering a car.
Naanị ya ga-abanye.
Naanị ya ga-abanye.
Only him will enter.
Ịbanye n'ime ka mma.
Ịbanye n'ime ka mma.
It is better to enter inside.
Onye banyere?
Onye banyere?
Who entered?
Nonso ga-abanye ma i meghee ụzọ.
Nonso ga-abanye ma i meghee ụzọ.
If you open the door, Nonso will enter.
dènyé
dènye
Word | dènye |
Definitions | Active verb 1.to soak something in water or any form of liquid; soak |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Denye ya na mmiri.
Denye ya na mmiri.
Soak it in water.
Ha denyere anụ ahụ na mmiri nnu kemgbe ụtụtụ.
Ha denyere anụ ahụ na mmiri nnu kemgbe ụtụtụ.
They soaked the meat in a salty water since morning.
Ha na-edenye ọka ha ga-akwọ echi.
Ha na-edenye ọka ha ga-akwọ echi.
They are soaking the corn that will grind tomorrow.
Ị chọrọ idenye akwa?
Ị chọrọ idenye akwa?
Do you want to soak some clothes.
Denye ọka ahụ na mmiri tupu ị pụọ.
Denye ọka ahụ na mmiri tupu ị pụọ.
Soak the corn in water before you go out.
A na-edenye agwa na mmiri tupu a machaa ya.
A na-edenye agwa na mmiri tupu a machaa ya.
Beans is soaked in water before peeling.