Nkọwa okwu logo
Beta

ǹjàkįrį

ǹjàkị̀rị̀

Wordǹjàkị̀rị̀
Definitions

Noun

1.banter; tease

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Anyị nọkọrọ ọnụ, ṅụọ mmanya, ma maa njakịrị.

Anyị nọkọrọ ọnụ, ṅụọ mmanya, ma maa njakịrị.

We stayed together, drank wine, and exchanged banter.

Biko, amasala m njakịrị enweghị isi.

Biko, amasala m njakịrị enweghị isi.

Please, don't give me meangingless tease.

A bịaghị m ebe a ka mụ na gị maa njakịrị.

A bịaghị m ebe a ka mụ na gị maa njakịrị.

I did not come here to banter with you.

Ọ naghị amasị ya ka mmadụ maa ya njakịrị.

Ọ naghị amasị ya ka mmadụ maa ya njakịrị.

She doesn't like people teasing her.

Njakịrị a ị mara m were m iwe.

Njakịrị a ị mara m were m iwe.

This banter you threw at me annoyed me.

O sila na njakịrị banye n' ọgụ.

O sila na njakịrị banye n' ọgụ.

It has gone from banter to fight.

Ị na-ama njakịrị oge niiile.

Ị na-ama njakịrị oge niiile.

You banter every time.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.