bámí
bami
| Word | bami |
| Definitions | Active verb 貝琴 1.enter deeply |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Anyị bamiri n'ime ọhịa tupu anyị achọta osisi anyi jiri rụọ ihe a.
Anyị bamiri n'ime ọhịa tupu anyị achọta osisi anyi jiri rụọ ihe a.
We went deep into the bush before we found the tree we used to build this.
Ị ga-abami n'ime tupu ị hụ ya.
Ị ga-abami n'ime tupu ị hụ ya.
You will enter deep inside before you will see it.
Dike bamiri n'ime obodo tupu ọ chọta nwunye ya.
Dike bamiri n'ime obodo tupu ọ chọta nwunye ya.
Dike entered deep inside the village before he found his wife.
Ndị dinta na-abami n'ime ọhịa ka ha na-achụ nta.
Ndị dinta na-abami n'ime ọhịa ka ha na-achụ nta.
The hunters enter deeply inside the forest while hunting.
Ha bamiri n'ime ọhịa ahụ.
Ha bamiri n'ime ọhịa ahụ.
They entered deeply inside that forest.
Bamie n'ime ebe ahụ.
Bamie n'ime ebe ahụ.
Enter deeply inside that place.
A chọrọ m ịbami n'ime ahịa.
A chọrọ m ịbami n'ime ahịa.
I want to enter deep inside the market
Anyị bamiri n'ime ọhịa tupu anyị achọta osisi anyi jiri rụọ ihe a.
Anyị bamiri n'ime ọhịa tupu anyị achọta osisi anyi jiri rụọ ihe a.
We went deep into the bush before we found the tree we used to build this.
gámì
gamì
| Word | gamì |
| Definitions | Active verb 1.go in; pass deeply; travel inland; go far inside |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Ọ gamiri agami.
Ọ gamiri agami.
He went far inside.
Ị gamiri n'ime?
Ị gamiri n'ime?
Did you go inside?
Ị ga-agami n'ime ahia?
Ị ga-agami n'ime ahia?
Will you go deep inside the market?
Uchechi, gamie agami.
Uchechi, gamie agami.
Uchechi, go inside.
Anyị ga-agami agami.
Anyị ga-agami agami.
We will go far inside.
Ị na-agami n'ime ogbe kpachara anya.
Ị na-agami n'ime ogbe kpachara anya.
As you are going inside the neighbourhood, be careful.
Gamie n'ime ahịa, ị ga-ahụ ya.
Gamie n'ime ahịa, ị ga-ahụ ya.
Go deep inside the market, you will see it,
Anyị kwesịrị ịgami n'ime i'ime.
Anyị kwesịrị ịgami n'ime i'ime.
We are supposed to go deep inside.
jémì
jemì
| Word | jemì |
| Definitions | Active verb 1.go far in |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Igwe ejemighị tupu m abịa.
Igwe ejemighị tupu m abịa.
Igwe has not gone far when I arrived.
I jemie, ị ga-ahụ ebe ị ga-ezu ike.
I jemie, ị ga-ahụ ebe ị ga-ezu ike.
If you go far in, you will find a place to rest.
Ọ ga-ejemi n'ime ahịa.
Ọ ga-ejemi n'ime ahịa.
He will go far in to the market.
O ji nwayọ na-ejemi n'ime obodo.
O ji nwayọ na-ejemi n'ime obodo.
He is gradually going far in the village.
Biko ka anyị jemie.
Biko ka anyị jemie.
Please let us go far.
Nwoke a jemiri n'agụmakwụkwọ.
Nwoke a jemiri n'agụmakwụkwọ.
This man went far in education.
Ọ chọrọ ijemi n'ime ọhịa.
Ọ chọrọ ijemi n'ime ọhịa.
He wants to walk far in the forest.