bùlòbúló
bùlòbulo
Word | bùlòbulo |
Definitions | Noun 1.balloon (English) |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Wepu bùlòbulo ahụ n'ọnụ gị!
Wepu bùlòbulo ahụ n'ọnụ gị!
Remove that balloon from your mouth!
Obi na-ere bùlòbulo.
Obi na-ere bùlòbulo.
Obi sells balloons.
Kedu ebe I zụtara bùlòbulo a?
Kedu ebe I zụtara bùlòbulo a?
Where did you buy this balloon?
Onye nwe bùlòbulo a?
Onye nwe bùlòbulo a?
Who owns this balloon?
Zụtara m bùlòbulo ma ị lọtawa.
Zụtara m bùlòbulo ma ị lọtawa.
Buy me baloon when you are coming back.
Bùlòbulo ya na-efu efu.
Bùlòbulo ya na-efu efu.
Her balloon is missing.
Ọ naghị ekwe ụmụ ya fụọ bùlòbulo.
Ọ naghị ekwe ụmụ ya fụọ bùlòbulo.
She does not allow her children to blow balloon.
Bùlòbulo ahụ gbawa.
Bùlòbulo ahụ gbawa.
That balloon burst.
Enyere m ụmụ ya bùlòbulo abụọ.
Enyere m ụmụ ya bùlòbulo abụọ.
I gave her children two balloons.
Bùlòbulo nke a mara mma.
Bùlòbulo nke a mara mma.
This balloon is fine.