Nkọwa okwu logo
Beta

bádà

badà

Wordbadà
Definitions

Active verb

貝員

1.grab and throw somebody down

Related Terms
Word Stems

Examples

Onye uweojii ahụ badara onye ohi ahụ ka ọ chọrọ ịgba ọsọ.

Onye uweojii ahụ badara onye ohi ahụ ka ọ chọrọ ịgba ọsọ.

The policeman grabbed the thief to the ground when he wanted to run.

Dimgba ahụ chọrọ ịbada onye nke ọzọ ozugbo ọ batara n'ọgbọ.

Dimgba ahụ chọrọ ịbada onye nke ọzọ ozugbo ọ batara n'ọgbọ.

The wrestler wanted to bring the other person down immediately he came into the ring.

Buru ya n'ọkpa, bada ya n'ala.

Buru ya n'ọkpa, bada ya n'ala.

Carry him by the legs and throw him to the ground.

Nkịta ya na-abada mmadụ.

Nkịta ya na-abada mmadụ.

His dog throws people down.

Onye badara ibe ya?

Onye badara ibe ya?

Who throw the other?

Achọghị m ịbada ya.

Achọghị m ịbada ya.

I do not want to throw him down.

Ugo ga-abada gị.

Ugo ga-abada gị.

Ugo will through you down.

Ọ ga-abada gị ma ị hapụ ya.

Ọ ga-abada gị ma ị hapụ ya.

He will throw you down if you leave him.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.