ökpükpüázü
ọkpụkpụāzụ̄
Word | ọkpụkpụāzụ̄ |
Definitions | Noun 官暇 1.backbone; spine; vertebral column; the central support of the body |
Variations | ọkpụkpụ āzụ̄ |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ihe mberede o nwere metụtara ọkpụkpụazụ ya.
Ihe mberede o nwere metụtara ọkpụkpụazụ ya.
The accident he had affected his backbone.
Ọkpụkpụazụ na-egbu Chigọzie mgbu.
Ọkpụkpụazụ na-egbu Chigọzie mgbu.
Chigọzie is having backbone ache.
Agbara ya ọgwụ n'ọkpụkpụazụ.
Agbara ya ọgwụ n'ọkpụkpụazụ.
He was injected on the spine.
Ọ gbajiri ọkpụkpụazụ ya.
Ọ gbajiri ọkpụkpụazụ ya.
She broke her spine.
Ọkpụkpụazụ na-enye aka na mmegharị ahụ anyị.
Ọkpụkpụazụ na-enye aka na mmegharị ahụ anyị.
The spine helps in the movement of our body.
Oche adịghị mma na-emebi ọkpụkpụazụ.
Oche adịghị mma na-emebi ọkpụkpụazụ.
Faulty chair disfigures the back bone.
Mgbọ tụrụ ya n'ọkpụkpụazụ.
Mgbọ tụrụ ya n'ọkpụkpụazụ.
Bullet hit him on the backbone.
Eze kụrụ ya ọkpọ n'ọkpụkpụazụ.
Eze kụrụ ya ọkpọ n'ọkpụkpụazụ.
Eze knocked him on the backbone.