bà ányá
bà anya
Word | bà anya |
Definitions | Passive verb 1.stare; gaze; look steadily at something or nothing, especially in thought, shock, or surprise |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Baa ya anya.
Baa ya anya.
Gaze at her.
Ọ bara nwunye ya anya mgbe ọ pụtara.
Ọ bara nwunye ya anya mgbe ọ pụtara.
She gazed at his wife when she came out.
Ọ na-aba anya ma m kpọrọ ya pụọ.
Ọ na-aba anya ma m kpọrọ ya pụọ.
He stares when I take him out.
Ị na-aba oke anya.
Ị na-aba oke anya.
You stare a lot.
Ana m aba ya anya mgbe ọ na-akọ ya bụ akụkọ.
Ana m aba ya anya mgbe ọ na-akọ ya bụ akụkọ.
I was staring at him when he was telling the story.
Ọ ga-aba m anya ma ọ gbagwojuo ya anya.
Ọ ga-aba m anya ma ọ gbagwojuo ya anya.
She will stare at me if she becomes confused.
Onye bara m anya?
Onye bara m anya?
Who gazed at me?