bèchá
bècha
Word | bècha |
Definitions | Active verb 1.peel; yam, orange, or something else |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Biko, bechaa oroma ahụ ka anyị rachaa..
Biko, bechaa oroma ahụ ka anyị rachaa..
Please peel that orange let us enjoy.
Igwe a na-ebecha mkpụrụosisi.
Igwe a na-ebecha mkpụrụosisi.
This machine peels fruits.
Nne m bechara ji anyị ga-esi.
Nne m bechara ji anyị ga-esi.
My mother peeled the yam we will cook.
Ebechara m ji niile ahụ.
Ebechara m ji niile ahụ.
I peeled all the yams.
Onye na-ebecha, ọ na-enye m.
Onye na-ebecha, ọ na-enye m.
Give them to me as your are peeling.
Achọrọ m ịbecha okpete ahu.
Achọrọ m ịbecha okpete ahu.
I want to peel that sugarcane.
Anyị ga-ebecha ọtụtụ ji echi.
Anyị ga-ebecha ọtụtụ ji echi.
We will peel a lot of yam tomorrow.
báchàpú
bachàpu
Word | bachàpu |
Definitions | Active verb 1.peel completely |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ọ bachapuru jiakpụ ahụ niile.
Ọ bachapuru jiakpụ ahụ niile.
He peeled completely all the cassava?
Ike ga-abachapu ya ugbua.
Ike ga-abachapu ya ugbua.
Ike will peel it completely now.
Anyị na-abachapụ ji a nne zụtara.
Anyị na-abachapụ ji a nne zụtara.
We are peeling completely these yams mother bought.
Nwaanyị ahụ bachapuru azụ osisi a.
Nwaanyị ahụ bachapuru azụ osisi a.
That woman peeled the back of the tree.
Ịbachapu ya kacha mma.
Ịbachapu ya kacha mma.
To peel it completely is the best.
Achọrọ m ị̣bachapu ji ndị a.
Achọrọ m ị̣bachapu ji ndị a.
I want to peel off these yams.
Nnamdị na-abachapu ji n'usekwu
Nnamdị na-abachapu ji n'usekwu
Nnamdi is peeling yam at the kitchen.
Bachapu nke fọdụrụ biko.
Bachapu nke fọdụrụ biko.
Peel the remaining ones please.
bá
ba
Word | ba |
Definitions | Active verb 㢢選 1.peel the bark of a tuber with a knife; cut a tuber |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ada bàrà jí.
Ada bàrà jí.
Ada peeled yam.
Baa ede ndị ahụ ọsọọsọ.
Baa ede ndị ahụ ọsọọsọ.
Peel those cocoyam quickly.
Ha ga-aba akpụ echi.
Ha ga-aba akpụ echi.
They will peal the cassava tomorrow.
Anyị na-aba akpụ.
Anyị na-aba akpụ.
We are peeling cassava.
A ga-aba ya etu ahụ.
A ga-aba ya etu ahụ.
It will be peeled like that
Ịba nduku ahụ were ya ọtụtụ oge.
Ịba nduku ahụ were ya ọtụtụ oge.
To peel that potato took her a lot of time.
Ha ga-aba ya n'ụtụtụ.
Ha ga-aba ya n'ụtụtụ.
They will peel it in the morning.
Baa ya ngwa ngwa.
Baa ya ngwa ngwa.
Peel it fast.
Ọ chọghị ịba ya.
Ọ chọghị ịba ya.
He does not want to peel it.