bà ǫgų
bà ọ̀gụ̀
Word | bà ọ̀gụ̀ |
Definitions | Active verb 貝召 1.launch a fight |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ha ga-aba gị ọgụ.
Ha ga-aba gị ọgụ.
They will fight you.
Onye bara gị ọgụ?
Onye bara gị ọgụ?
Who fought you.
Ebuka bara nna ya ọgụ.
Ebuka bara nna ya ọgụ.
Ebuka fought his father.
Okeke sịrị ụmụ ya baa Emeka ọgụ.
Okeke sịrị ụmụ ya baa Emeka ọgụ.
Okeke told his children to fight Emeka.
Ọ na-aba nne ya ọgụ.
Ọ na-aba nne ya ọgụ.
She fights her mother.
Ị baa m ọgụ, ekpee m gị.
Ị baa m ọgụ, ekpee m gị.
If you fight me, I will report you.