Nkọwa okwu logo
Beta

bütá

bụta

Wordbụta
Definitions

Active verb

1.get by scrambling; get by hurriedly taking (especially with other people doing the same)

Related Term
Word Stem

Examples

Lekwa bolombolo m bụtara na mmemme ahụ.

Lekwa bolombolo m bụtara na mmemme ahụ.

Look at a balloon I got from that party.

Gaa, bụta nke gị.

Gaa, bụta nke gị.

Scramble and get your own.

Ọ dị mma ka ịbụta nke anyị.

Ọ dị mma ka ịbụta nke anyị.

It is good for you scramble and get ours.

I ruo, bụtara m nke m.

I ruo, bụtara m nke m.

If you get there, scramble and get my own.

Ọ maara abụta ihe.

Ọ maara abụta ihe.

She knows how to scramble for things.

Ndị jere ịbụta ihe alọtala.

Ndị jere ịbụta ihe alọtala.

Those who went to scramble for things are back.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.