bïá
bịa
| Word | bịa |
| Definitions | Active verb 宇 1.come |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ha ga-abịa echi.
Ha ga-abịa echi.
They will come tomorrow.
Gọvanọ anyị ga-abịa njem nleta.
Gọvanọ anyị ga-abịa njem nleta.
Our Governor will come for a courtesy visit.
Ana m abịa.
Ana m abịa.
I am coming.
Ọ na-abịa akwụkwọ kwa ụbọchị̣
Ọ na-abịa akwụkwọ kwa ụbọchị̣
She comes to school daily.
Nne m bịara ọmugwọ.
Nne m bịara ọmugwọ.
My mother came for ọmụgwọ.
Onye bịara be gị?
Onye bịara be gị?
Who came to your house?
Bịa ebe a.
Bịa ebe a.
Come here.
bįà
bị̀à
| Word | bị̀à |
| Definitions | Active verb 㢪 1.compress |
| Related Terms | No related terms |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ bịara akwa ndị ahụ aka ka ha baa n'igbe ọ chọrọ ibu mee njem.
Ọ bịara akwa ndị ahụ aka ka ha baa n'igbe ọ chọrọ ibu mee njem.
She compressed those clothes so that they will enter the box she wants to travel with.
bídà
bidà
| Word | bidà |
| Definitions | Active verb 1.press down; reduce; compress |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Ada na-ebida ya.
Ada na-ebida ya.
Ada is compressing it.
Ndụbuịsi ga-ebida ngwaahịa a ka ọ baa n'akpa a.
Ndụbuịsi ga-ebida ngwaahịa a ka ọ baa n'akpa a.
Ndubuisi will compress these goods so that it can enter this bag.
Bidaa akwa ahụ nke ọma.
Bidaa akwa ahụ nke ọma.
Compress that clothe well.
Ọ chọrọ ibida achịcha ahụ koro eko.
Ọ chọrọ ibida achịcha ahụ koro eko.
He wants to compress that bread.
O bidara garrị ahụ
O bidara garrị ahụ
He compressed the garri.
Ọ chọghị ibida ya.
Ọ chọghị ibida ya.
She does not want to compress it.
Eze bidara ihe ọ kwanyere n'akpa.
Eze bidara ihe ọ kwanyere n'akpa.
Eze reduced what he packed in the bag.
Achọrọ m ibida edemede a.
Achọrọ m ibida edemede a.
I want to compress this writeup.
Bidaa ya nke ọma.
Bidaa ya nke ọma.
Reduce it very well.
Onye ga-ebida ya?
Onye ga-ebida ya?
Who will press it down.
Gaa, bidaa ya.
Gaa, bidaa ya.
Go and compress it.
Bida akwa ndịa.
Bida akwa ndịa.
Press these clothes down.