bù íbù
bù ibù
Word | bù ibù |
Definitions | Medial verb 看寃看 1.be big 2.be fat |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ị na-ebu ibu.
Ị na-ebu ibu.
You are getting big.
Ọ chọrọ ibu ibu.
Ọ chọrọ ibu ibu.
She wants to be fat.
Nwanne ya bụ nke ahụ buru ibu.
Nwanne ya bụ nke ahụ buru ibu.
His sibling is the one that is fat.
Naanị ndị buru ibu nọ na nzụkọ a.
Naanị ndị buru ibu nọ na nzụkọ a.
Only the big ones are in this meeting
Ibu ibu dị n'ọbara ndị be ha.
Ibu ibu dị n'ọbara ndị be ha.
Gaining weight is in the blood of their people.
Achọghị m ka nwunye m buo ibu.
Achọghị m ka nwunye m buo ibu.
I don't want my wife to be fat.
Nwata a na-ebu ibu.
Nwata a na-ebu ibu.
This child is getting fat.
bù íbù
bù ibù
Word | bù ibù |
Definitions | Active verb 看寃看 1.be large, stout, fat |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ọ na-abu nkwu
Ọ na-abu nkwu
He is uprooting a palmtree
Okụko mụ ga-abu akwa ya n’ọnwa ozọ
Okụko mụ ga-abu akwa ya n’ọnwa ozọ
My hen will hatch her eggs next month
Kemgbe ọ lụọla di, Chinazọ buo ibu maa mma.
Kemgbe ọ lụọla di, Chinazọ buo ibu maa mma.
Since she has married, Chinazo has become fat and fine.
Akwara gị ga-ebu ibu ma i welie ibu arọ.
Akwara gị ga-ebu ibu ma i welie ibu arọ.
Your muscles will become large if you lift heavy weights.
bá übá
ba ụ̄bā
Word | ba ụ̄bā |
Definitions | Active verb 真ụ真 1.be plenty; be abundant; increase; 2.be rich |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ị chọrọ ịba ụba?
Ị chọrọ ịba ụba?
Do you want to be rich?
Achọrọ m ka di m baa ụba.
Achọrọ m ka di m baa ụba.
I want my husband to be rich.
Ihe ọbụla o metụrụ aka na-aba ụba.
Ihe ọbụla o metụrụ aka na-aba ụba.
Whatever he touches, multiplies.
Ọ dị mma ịba ụba.
Ọ dị mma ịba ụba.
It is good to be rich.
Achọrọ m ịba ụba.
Achọrọ m ịba ụba.
I want to be rich.
Ọ bara ụba na ji.
Ọ bara ụba na ji.
He is rich in yam.
Nna ya bara ụba.
Nna ya bara ụba.
His father is rich.