àzümáhïá
àzụmahịa
Word | àzụmahịa |
Definitions | Noun 1.trade; business transction(s) 2.trading |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Azụmahịa ya na Okey adabaghị.
Azụmahịa ya na Okey adabaghị.
His business transactions with Okey did not work out.
O mere njem azụmahịa.
O mere njem azụmahịa.
He went on a trade trip.
Azụmahịa na-amasị ya.
Azụmahịa na-amasị ya.
He likes trading.
E ji azụmahịa mara ha.
E ji azụmahịa mara ha.
They are known for trading.
Achọghị m ịba n'azụmahịa.
Achọghị m ịba n'azụmahịa.
I do not want to go into trading.
Bịa ka anyị mee njem azụmahịa.
Bịa ka anyị mee njem azụmahịa.
Come, let us embark on a business trip.
Azụmahịa na-amasị m.
Azụmahịa na-amasị m.
I love trading.
Ahụrụ m ya n'ọdọ azụmahịa ya.
Ahụrụ m ya n'ọdọ azụmahịa ya.
I saw him at his business area.
Azụmahịa ya na-aga nke ọma.
Azụmahịa ya na-aga nke ọma.
His business transaction is moving well.