ázų ásá
azụ̀ asā
Word | azụ̀ asā |
Definitions | Noun 街出 1.tilapia (fish) |
Variations | azụ̀asā |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Azụ asa na-atọ ụtọ.
Azụ asa na-atọ ụtọ.
Tilapia is sweet.
A chọrọ m azụ asa a mịrị amị.
A chọrọ m azụ asa a mịrị amị.
I want roasted tilapia.
Azụ asa adịghị n'ahịa taa.
Azụ asa adịghị n'ahịa taa.
There is no tilapia in the market.
Onye ọkụazụ nwudere azụ asa.
Onye ọkụazụ nwudere azụ asa.
The fisherman caught tilapia.
Nne m ji azụ asa sie nrị a.
Nne m ji azụ asa sie nrị a.
My mother cooked this food with tilapia.