ázïzà
azịzà
Word | azịzà |
Definitions | Noun 1.broom |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
E ji igu nkwụ emepụta azịza.
E ji igu nkwụ emepụta azịza.
Broom is produced from palm fronds.
Eji m azịza zachasịa ebe a .
Eji m azịza zachasịa ebe a .
I swept this place with broom.
Ndị Yoroba ji ụfọdụ azịza esi ofe.
Ndị Yoroba ji ụfọdụ azịza esi ofe.
The Yorubas cook with some type of broom.
Ada eweghachibe azịza ọ naara ha.
Ada eweghachibe azịza ọ naara ha.
Ada has not returned the broom she collected from them.
Enyinna ji ya bụ azịza ị na-achọ zaa ụlọ.
Enyinna ji ya bụ azịza ị na-achọ zaa ụlọ.
Enyinna swept the house with the broom you are looking for.
O ji ogologo azịza wee kopu ihe dị n'elu ụlọ ahụ.
O ji ogologo azịza wee kopu ihe dị n'elu ụlọ ahụ.
He used a long broom to remove what was on the roof top.
ázįzá
azị̀za
Word | azị̀za |
Definitions | Noun 1.answer; a thing that comes a as a reaction to a question or situation |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Azịza i nyere ezighị ezi.
Azịza i nyere ezighị ezi.
The answer you gave was incorrect.
Ị ga-aza azịza ndị ahụ.
Ị ga-aza azịza ndị ahụ.
You will answer those questions.
Agbara m ya ajụjụ ọnụ mana azịza ya ejughị m afọ.
Agbara m ya ajụjụ ọnụ mana azịza ya ejughị m afọ.
I interrogated him, but i wasn't satisfied with his answers.
Kedụ ụdịrị azịza bụ nke a?
Kedụ ụdịrị azịza bụ nke a?
What type of answer is this?
ázįzáá
azị̀zaā
Word | azị̀zaā |
Definitions | Noun 1.swelling (usually around the armpit, groin, upper thigh) |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Ọrịa ahụ gbanyere ya azịzịaa n'abụ.
Ọrịa ahụ gbanyere ya azịzịaa n'abụ.
The illeness created a swelling on his/her armpit.