ázų
azụ̀
| Word | azụ̀ |
| Definitions | Noun 街 1.a cold-blooded vertebrate animal with gills and fins which lives only in water; fish |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Azụ na-ebi na mmiri.
Azụ na-ebi na mmiri.
Fish lives in water.
Naanị azụ a mịrị amị ka ọ na-ere.
Naanị azụ a mịrị amị ka ọ na-ere.
She sells only smoked fish.
Iri azụ na-edozi ahụ mmadụ karịa ita anụ.
Iri azụ na-edozi ahụ mmadụ karịa ita anụ.
Consumption of fish is healthier than consumption of meat.
Ụmụaka ejighi azụ egwụ egwụ maka ụtọ ọ na-atọ.
Ụmụaka ejighi azụ egwụ egwụ maka ụtọ ọ na-atọ.
Children don't joke with fish because of the delicious taste.
Azu ndị a buru ibu.
Azu ndị a buru ibu.
These fish are big.
Obi na-azụ azu.
Obi na-azụ azu.
Obi rears fish.