Nkọwa okwu logo
Beta

àyǫrǫ

àyọ̀rọ̀

Wordàyọ̀rọ̀
Definitions

Noun

1.cowry

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

O ji ayọrọ achụ aja.

O ji ayọrọ achụ aja.

He uses cowry for scarifice.

Nneka nyere m ayọrọ.

Nneka nyere m ayọrọ.

Nneka gave me some cowries.

Onye nwe ayọrọ a?

Onye nwe ayọrọ a?

Who has this cowry?

Ada ji ayọrọ chọọ isi ya mma.

Ada ji ayọrọ chọọ isi ya mma.

Ada used cowries to beautify her hair.

Ada tinyere ayọrọ na ntụtụisi ya.

Ada tinyere ayọrọ na ntụtụisi ya.

Ada put cowries on her hair.

N'oge mbu, ndị mmadụ ji ayọrọ azụta ihe.

N'oge mbu, ndị mmadụ ji ayọrọ azụta ihe.

Before, people use cowries to buy things.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.