ánwųrų
anwụ̀rụ̀
| Word | anwụ̀rụ̀ |
| Definitions | Noun 荷 1.snuff |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Gịnị ka eji eme anwụrụ?
Gịnị ka eji eme anwụrụ?
What is used to make snuff?
Ịkpọ anwụrụ na-agwọ ụkwara.
Ịkpọ anwụrụ na-agwọ ụkwara.
Snuffing controls cough.
A gwara ya kwụsị ịkpọ anwụrụ.
A gwara ya kwụsị ịkpọ anwụrụ.
He was advised to stop smocking.
Amaghị m na ọ ka na-akpọ anwụrụ.
Amaghị m na ọ ka na-akpọ anwụrụ.
I did not know that he still snuffs.
I nwere anwụrụ?
I nwere anwụrụ?
Do you have snuff?
Chike na-ere anwụrụ.
Chike na-ere anwụrụ.
Chike sells snuff.
Hapụrụ m anwụrụ m.
Hapụrụ m anwụrụ m.
Leave my snuff for me.
Wetara m mkpọ anwụṛụ m.
Wetara m mkpọ anwụṛụ m.
Get me my snuff box.
Ebee ka ị zụtara anwụrụ a?
Ebee ka ị zụtara anwụrụ a?
Where did you buy this snuff?
ánwürų
anwụrụ̀
| Word | anwụrụ̀ |
| Definitions | Noun 荷 1.smoke; visible carbon suspended in the air, commonly from burning |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Moto ya na-akwụ anwụrụ.
Moto ya na-akwụ anwụrụ.
His car is emitting smoke.
Anwụrụ juru ebe niile.
Anwụrụ juru ebe niile.
There is smoke everywhere.
Ebe ọbụla a hụrụ anwụrụ, ọkụ nọ nso.
Ebe ọbụla a hụrụ anwụrụ, ọkụ nọ nso.
There is no smoke without fire
Anwụrụ bara m n'anya.
Anwụrụ bara m n'anya.
Smoke entered my eyes.
Obi na-enwe anya mgbu n'ihi na anwụrụ bara ya n'anya.
Obi na-enwe anya mgbu n'ihi na anwụrụ bara ya n'anya.
Obi is having eye problem because smoke entered his eyes.
Ọ na-akwụ anwụrụ.
Ọ na-akwụ anwụrụ.
It is emitting smoke.
Anwụrụ na-emebi anya.
Anwụrụ na-emebi anya.
Smoke damages the eyes.
Nkụ a na-akwụ anwụrụ n'ọkụ
Nkụ a na-akwụ anwụrụ n'ọkụ
This firewood is producing smoke.
Kedụ ihe kpatara anwụrụ a?
Kedụ ihe kpatara anwụrụ a?
What caused this smoke?
Oge ụfọdụ, anwụrụ na-akwụ n'elu ugwu.
Oge ụfọdụ, anwụrụ na-akwụ n'elu ugwu.
Sometimes, mountains emit smoke.
Ọgbatumtum ya kwụgidere anwụrụ n'ụzọ.
Ọgbatumtum ya kwụgidere anwụrụ n'ụzọ.
His motorcycle continued emitting smoke on the way.
Ọtụtụ kwụrụ anwụrụ tupu ha mebie.
Ọtụtụ kwụrụ anwụrụ tupu ha mebie.
Many of them emitted smoke before they got spoilt.
Anwụrụ sịga ya karịrị akarị.
Anwụrụ sịga ya karịrị akarị.
The smoke from his cigarette is much.
Anwụrụ karịrị ebe a?
Anwụrụ karịrị ebe a?
There is a lot of smoke here.