áwǫ
awọ̀
Word | awọ̀ |
Definitions | Noun 確 1.toad |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ada na-aṅụ mmiri ka awọ.
Ada na-aṅụ mmiri ka awọ.
Ada drinks water like a frog.
Awọ anaghị agba ọsọ ehihie n'efu.
Awọ anaghị agba ọsọ ehihie n'efu.
The toad does not run in the day time for nothing.
Emeka nwụtara awọ.
Emeka nwụtara awọ.
Emeka caught a frog.
Awọ na-eyi akwa.
Awọ na-eyi akwa.
Toad lays eggs.
Ọ na-ata awọ.
Ọ na-ata awọ.
He is eating toad.
O sere awọ n'akwụkwọ ya.
O sere awọ n'akwụkwọ ya.
He drew a frog in his book.
ághǫ
aghọ̀
Word | aghọ̀ |
Definitions | Noun 畜 1.grey (especially for hair) |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Isi nne ya niile chara aghọ.
Isi nne ya niile chara aghọ.
All his mother's hair are grey.
Ebidoro m inwe isi aghọ n'afọ iri atọ m ha.
Ebidoro m inwe isi aghọ n'afọ iri atọ m ha.
I started having grey hair in my thirties.
Isi ya niile chara aghọ.
Isi ya niile chara aghọ.
All his hair is grey.
Ụmụaka ugbua na-enwe isi aghọ.
Ụmụaka ugbua na-enwe isi aghọ.
Children of these days are having grey hair.
Inwe aghọ abụghị ajọ ihe.
Inwe aghọ abụghị ajọ ihe.
Having grey hair is not a bad omen.
Ọ bụghi mgbe niile ka aghọ na-egosi abụmokenye
Ọ bụghi mgbe niile ka aghọ na-egosi abụmokenye
It is not all the time that grey hair signifies old age.
ṃbàrá
m̀bàra
Word | m̀bàra |
Definitions | Noun 㯰 1.frog |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ahụbeghị mbara mbụ.
Ahụbeghị mbara mbụ.
I have not seen a frog before.
Anya mbara na-ebu ibu.
Anya mbara na-ebu ibu.
Frog has big eyes.
Anyị gburu mbara abụọ.
Anyị gburu mbara abụọ.
We killed two frogs.
Anyị mụrụ maka mbara taata.
Anyị mụrụ maka mbara taata.
We learnt about frogs today.
Awọ na mbara yiri onwe ha.
Awọ na mbara yiri onwe ha.
The toad and frog resemble each other.
Chike sere mbara n'akwụkwọ ya.
Chike sere mbara n'akwụkwọ ya.
Chike drew a frog in his book.