áwélē
awelē
Word | awelē |
Definitions | Nominal Modifier 1.good luck; good fortune; favour |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Nwata ahu nwere isi awele.
Nwata ahu nwere isi awele.
That child is fortunate.
Áwélē
Awelē
Word | Awelē |
Definitions | Name 1.favour; favoured; good luck; good fortune |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Aha nwunye ya bụ Awele.
Aha nwunye ya bụ Awele.
His wife's name is Awele.
Anyị so moto Awele ga akwụkwọ.
Anyị so moto Awele ga akwụkwọ.
We went to school in Awele's car.
Awele bịara ebe a.
Awele bịara ebe a.
Awele came here.
Awele gbara akwụkwọ n'afọ gara aga.
Awele gbara akwụkwọ n'afọ gara aga.
Awele wedded last year.
Aha m bụ Awele.
Aha m bụ Awele.
My name is Awele
Ije awele ka anyị na-arịọ.
Ije awele ka anyị na-arịọ.
Safe trip is what we ask for.
síríríwèrèrè
siririwèrèrè
Word | siririwèrèrè |
Definitions | Adverb 1.seamlessly; smoothly; without obstacles or obstructions |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Njem anyị gara siririwerere.
Njem anyị gara siririwerere.
Our journey went smoothly.
Otito dịrị Chineke na mmemme a gara siririwerere.
Otito dịrị Chineke na mmemme a gara siririwerere.
Glory be to God that this occasion was seamless.
Ihe na-agara ya siririwerere.
Ihe na-agara ya siririwerere.
Things are going smoothly for him.
Ihe anyị chọrọ ugbua bụ ka ihe niile gaa siririwerere ebe a.
Ihe anyị chọrọ ugbua bụ ka ihe niile gaa siririwerere ebe a.
What we want now is for everything to go smoothly here.