Nkọwa okwu logo
Beta

sọ̀

Wordsọ̀
Definitions

Active verb

1.avoid

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Akwaugo sọrọ mmadụ mgbe ọ bụ nwata.

Akwaugo sọrọ mmadụ mgbe ọ bụ nwata.

Akwaugo avoided people when she was a baby.

Biko, sọọ m.

Biko, sọọ m.

Please, avoid me.

Akwaugo sọrọ mmadụ mgbe ọ bụ nwata.

Akwaugo sọrọ mmadụ mgbe ọ bụ nwata.

Akwaugo avoided people when she was a baby.

Ana m asọ iri ede.

Ana m asọ iri ede.

I avoid eating cocoyam.

Ị chọrọ ịsọ anụ ezi?

Ị chọrọ ịsọ anụ ezi?

Do you want to avoid pork?

-nárï

-narị

Word-narị
Definitions

Extensional suffix

峡冗

1.away from; avoid; distance

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Aga m agbanarị gị n’ọsọ

Aga m agbanarị gị n’ọsọ

I will gap you in a race.

Nkịta m zụtara ụnyaahụ agbanarịgo m.

Nkịta m zụtara ụnyaahụ agbanarịgo m.

The dog I bought yesterday has run away from me.

Pita gọnarịrị Jizọs ugboro atọ.

Pita gọnarịrị Jizọs ugboro atọ.

Peter denied Jesus three time.

gbánárï

gbanarị

Wordgbanarị
Definitions

Active verb

1.avoid; stay away from

2.outrun; escape

Related Terms
Word Stems

Examples

Gbanarị nsogbu.

Gbanarị nsogbu.

Avoid troubles.

Ndị ohi ahụ gbanarịrị ndị uweojii.

Ndị ohi ahụ gbanarịrị ndị uweojii.

Those thieves escaped from the policemen.

Ị gaghị agbanarị ntaramahụhụ gị.

Ị gaghị agbanarị ntaramahụhụ gị.

You can not run away from your punishment.

Mmadụ anaghị agbanarị onyinyo ya.

Mmadụ anaghị agbanarị onyinyo ya.

One can not outrun his shadows.

Eji m ụkwụ gbanarị oyibo.

Eji m ụkwụ gbanarị oyibo.

With me legs, I escaped from the government.

Obiọra ga-agbanarị ha niile n'ọsọ.

Obiọra ga-agbanarị ha niile n'ọsọ.

Obiọra will outrun all of them.

Anyị na-agbanarị ekwensu.

Anyị na-agbanarị ekwensu.

We shall escape from the devil.

Naanị mmadụ abụọ gbanarịrị.

Naanị mmadụ abụọ gbanarịrị.

Only two persons escaped.

Ị gbanarị m taa, m ka ga-ejide gị.

Ị gbanarị m taa, m ka ga-ejide gị.

If you escape from me today, I will still catch you.

zèrè

zèrè

Wordzèrè
Definitions

Active verb

1.refrain, avoid, keep away from something especially for one's own good

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ chọrọ izere ya.

Ọ chọrọ izere ya.

He wants to avoid him.

Ọkwọ ụgbọala ga-ezere ndị uweojii maka na akwụkwọ ya ezughị oke.

Ọkwọ ụgbọala ga-ezere ndị uweojii maka na akwụkwọ ya ezughị oke.

The driver will avoid the policemen because his document is not complete.

Ọ na-ezere ya kemgbe ihe ahụ mere.

Ọ na-ezere ya kemgbe ihe ahụ mere.

He has been avoiding him sine that incident happened.

ǹkwųchà

ǹkwụ̀chà

Wordǹkwụ̀chà
Definitions

Noun

1.hiding in readiness; not moving towards, hiding, or stepping away from something, especially danger, readiness for defense, attack or a planned action

2.dodging; change position in order to avoid something, especially danger

Related Terms
Word Stems

Examples

Onye ọrụ nchekwa ọbụla kwesịrị ike nkwụcha mgbe niile.

Onye ọrụ nchekwa ọbụla kwesịrị ike nkwụcha mgbe niile.

Every security agent is supposed to hide all the time.

Anyị kere nkwụcha na-eche ha.

Anyị kere nkwụcha na-eche ha.

We hid in readiness for them.

Gwa Chinedu kee nkwụcha.

Gwa Chinedu kee nkwụcha.

Tell Chinedu to hide.

Nkwụcha abụghị ụjọ.

Nkwụcha abụghị ụjọ.

Dodging is not fear.

A gwara onye ọbụla kee nkwụcha.

A gwara onye ọbụla kee nkwụcha.

Everyone was asked to be hide in readiness.

òzìzè

òzìzè

Wordòzìzè
Definitions

Noun

1.dodging; shrinking from; avoiding

Related Term
Word Stem

Examples

Ihe mere na ọ tụkpọghị ya anya bụ òzìzè o zere.

Ihe mere na ọ tụkpọghị ya anya bụ òzìzè o zere.

He did not hit him on the eye because he dodged.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.