Nkọwa okwu logo
Beta

Àfǫ

Àfọ̀

WordÀfọ̀
Definitions

Proper noun

1.Arụsị of the third market day of the Igbo week, associated with north and the element of earth

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ọ kwụrụ ụgwọ ahụ n'ụbọchị Afọ a.

Ọ kwụrụ ụgwọ ahụ n'ụbọchị Afọ a.

He paid me that debt on this Afọ day.

Afọ ka ha ji ekpe ekpere maka obodo ha.

Afọ ka ha ji ekpe ekpere maka obodo ha.

They pray for their village on Afọ.

Anyị ga-ezukọ ọzọ n'ụbọchị Afọ, n'izu a.

Anyị ga-ezukọ ọzọ n'ụbọchị Afọ, n'izu a.

We will meet again on Afọ day, this week.

Taa bụ Afọ. Ị ga-abịa?

Taa bụ Afọ. Ị ga-abịa?

Today is Afọ. Will you come?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.