Nkọwa okwu logo
Beta

áfá

afa

Wordafa
Definitions

Noun

1.divination; shells of native mango fruit strung together and used by medicine men in divination

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Afa gwara m onye lọrọ m ụwa.

Afa gwara m onye lọrọ m ụwa.

Divination told me who I reincarnated from.

Nna Emeka na-agba afa.

Nna Emeka na-agba afa.

Emeka's father is doing divination.

Anaghị m agba afa.

Anaghị m agba afa.

I do not do divinition.

E kpughere n'afa na m ga-abụ ọgaranya.

E kpughere n'afa na m ga-abụ ọgaranya.

It was revealed through divination that i will be wealthy.

Ụfọdụ na-eje ụka na-agbakwazị afa.

Ụfọdụ na-eje ụka na-agbakwazị afa.

Some who go to church also do divination.

Afa ekwughị ihe ọbụla.

Afa ekwughị ihe ọbụla.

Divination did not say anything.

Ha gara n'afa.

Ha gara n'afa.

They went for divination.

Ndị na-efe Chukwu ekwesighị ịgba afa.

Ndị na-efe Chukwu ekwesighị ịgba afa.

People that are worshiping God are not supposed to do divination.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.