Beta

átųmàtų

atụ̀màtụ̀

Wordatụ̀màtụ̀
Definitions

Noun

1.a sketch of activities designed to achieve a particular purpose; a plan

Related Term
Word Stem

Examples

Ndị ọchịchị ekwela nkwa ịmejupụta atụmatụ ha gbasara agụmakwụkwọ̣̣̣̣.

Ndị ọchịchị ekwela nkwa ịmejupụta atụmatụ ha gbasara agụmakwụkwọ̣̣̣̣.

The leaders have promised that they will execute their plan at it concerns education.

árò

arò

Wordarò
Definitions

Noun

1.deliberation, suggestion

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Uche tụnyeere ya aro.

Uche tụnyeere ya aro.

Uche made suggestions to him/her.

Ọ tụrụ aro ka egbụo onye ọbụla ejidere.

Ọ tụrụ aro ka egbụo onye ọbụla ejidere.

He justed that anyone caught should be killed.

Nchọcha a nwere ọtụtụ ntụnye aro.

Nchọcha a nwere ọtụtụ ntụnye aro.

This research work has many recommendations.

Aro gị amaka.

Aro gị amaka.

Your suggestions are wonderful.

Nkechi nọ na-ege naanị ntị kama ịtụta aro.

Nkechi nọ na-ege naanị ntị kama ịtụta aro.

Nkechi was only listening instead of suggesting something.

Ụmụnna na-atụ aro.

Ụmụnna na-atụ aro.

The kinsmen are deliberating.