átïtï
atịtị̄
Word | atịtị̄ |
Definitions | Noun 1.baby lizard |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Atịtị dabara na mmiri.
Atịtị dabara na mmiri.
Baby lizard fell into the water.
Ụmụ atịtị na-egwuri egwu.
Ụmụ atịtị na-egwuri egwu.
Baby lizards are playing.
Atịtị anaghị emebi ihe.
Atịtị anaghị emebi ihe.
The baby lizard is not destructive.
Nwamba ahụ na-egbu atiti na mfe.
Nwamba ahụ na-egbu atiti na mfe.
The cat kills baby lizard very easily.
O ji azịza gbu o atịtị ahụ.
O ji azịza gbu o atịtị ahụ.
He killed that bay lizard with broom.
Anyị na-egbute atịtị anyị ga-enye buusu anyị.
Anyị na-egbute atịtị anyị ga-enye buusu anyị.
We are catching baby lizard to feed our cat.
Ọ nwụrụ atịtị ahụ n'aka.
Ọ nwụrụ atịtị ahụ n'aka.
He held the baby lizard by hand.
únyí
unyi
Word | unyi |
Definitions | Noun 密詳 1.dirty; untidy; unkempt |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Aka m ruru unyi.
Aka m ruru unyi.
My hands are dirty.
Achọghị ịhụ unyi n'ụlọ a ma m lọta.
Achọghị ịhụ unyi n'ụlọ a ma m lọta.
I don't want to see dirt in this house when I come back.
Unyi a ekweghị apụ n'akwa a.
Unyi a ekweghị apụ n'akwa a.
This dirt has refused to go off from this cloth.
Sapụ unyi dị n'ụgbaala a.
Sapụ unyi dị n'ụgbaala a.
Wash off the dirt on this car.
Unyi dị n'akpa a i nyere m.
Unyi dị n'akpa a i nyere m.
There is dirt in this bag you gave me.
Kwọ aka gị ka ị sapụ unyi dị n'aka gị.
Kwọ aka gị ka ị sapụ unyi dị n'aka gị.
Wash your hands so that you can wash away the dirt on your palms.
Ụlọ nwaanyị ahụ ruru unyi.
Ụlọ nwaanyị ahụ ruru unyi.
That woman's house is dirty.
Eze nwoke a ruru unyi.
Eze nwoke a ruru unyi.
This man's teeth is dirty.
Achọghị m unyi ebe a.
Achọghị m unyi ebe a.
I do not want dirt here.
Unyi dị n'akwa a.
Unyi dị n'akwa a.
There is dirt on this cloth.
Ị na-eru unyi.
Ị na-eru unyi.
You are dirty.
Wepụ ndị ruru unyi
Wepụ ndị ruru unyi
Remove the dirty ones.
Erukwala unyi.
Erukwala unyi.
Do not be dirty.
Ọtụtụ n'ime ha ruru unyi.
Ọtụtụ n'ime ha ruru unyi.
Many of them are dirty.