Beta

átü

atụ

Wordatụ
Definitions

Noun

1.chewing stick; a stick chewed to form brush at the tip and used for cleaning the teeth

2.the concept of cleaning the teeth, especially as a routine

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Atụ a bụ nke Emeka.

Atụ a bụ nke Emeka.

This chewing stick is for Emeka.

Atụ ahụ na-elu ilu.

Atụ ahụ na-elu ilu.

That chewing stick tastes bitter.

Biko, zụtara m atụ n'ahịa.

Biko, zụtara m atụ n'ahịa.

Please buy chewing stick for me at the market.

I nwere atụ?

I nwere atụ?

Do you have chewing stick?

Ọ na-ata atụ.

Ọ na-ata atụ.

She is brushing/

Onye nwe atụ ahụ dị n'elu okpokolo?

Onye nwe atụ ahụ dị n'elu okpokolo?

Who has the chewing stick on the table?

Jiri atụ ahụ kpụchaa ire gị.

Jiri atụ ahụ kpụchaa ire gị.

Use that chewing stick to clean your tongue.

Atụ osisi ka m chọrọ.

Atụ osisi ka m chọrọ.

I want chewing stick.

E ji osisi onugbu eme atụ.

E ji osisi onugbu eme atụ.

Onugbu stiick could be used as chewing stick.

átü

atụ

Wordatụ
Definitions

Noun

1.buffalo; large shaggy-haired brown animal

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Atụ bụ anụmanụ buru ibu

Atụ bụ anụmanụ buru ibu

Buffalo is a large animal

Atụ na-ebu afọ ime ọnwa iri na otu.

Atụ na-ebu afọ ime ọnwa iri na otu.

Buffalo carries pregnancy for eleven months.

Dinta ahụ gbagburu atụ.

Dinta ahụ gbagburu atụ.

That hunter killed a buffalo.

Atụ nwere mpi.

Atụ nwere mpi.

Buffalo has horn.

Anyị riri anụ atụ.

Anyị riri anụ atụ.

We ate buffalo meat.

Atụ na-ebi nso ebe ọ na-enwete mmiri.

Atụ na-ebi nso ebe ọ na-enwete mmiri.

Buffalo lives closer to its water source.

Atụ na-amụkarị ụmụ n'oge udummiri.

Atụ na-amụkarị ụmụ n'oge udummiri.

Buffalo usually give birth to young ones during rainy seasons.

Atụ bụ anụmanụ buru ibu.

Atụ bụ anụmanụ buru ibu.

Buffalo is a large animal.

Ahụtụbeghi m atụ mbụ.

Ahụtụbeghi m atụ mbụ.

I have never seen a buffalo before.

Atụ a toro ogologo.

Atụ a toro ogologo.

This buffalo is tall.

Atụ na-ata ahịhịa.

Atụ na-ata ahịhịa.

Buffalo eats grass.

àtų

àtụ̀

Wordàtụ̀
Definitions

Noun

1.comparison

2.instance

Related Term
Word Stem

Examples

Ọgọ ya enweghị atụ.

Ọgọ ya enweghị atụ.

Her kindness has no comparison.