tísà
tisà
Word | tisà |
Definitions | Name 1.put asunder; separate by destruction |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ihe Chukwu jikọrọ ọnụ, mmadụ o kwesiri itisa ya?
Ihe Chukwu jikọrọ ọnụ, mmadụ o kwesiri itisa ya?
What God joined together, is someone supposed to put it asunder?
sèká
sèka
Word | sèka |
Definitions | Active verb 1.tear by pulling apart 2.pull asunder; tear into shreds |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ọ mara ụma sekaa ya.
Ọ mara ụma sekaa ya.
He intentionally tore it
Nwata a sekara efe akwụkwọ ya.
Nwata a sekara efe akwụkwọ ya.
This child tore his school uniform.
A pịara ya ụtarị maka na o sekara akpa akwụkwọ ya.
A pịara ya ụtarị maka na o sekara akpa akwụkwọ ya.
She was flogged because she tore her school bag.
Obi sekara ego e nyere ya.
Obi sekara ego e nyere ya.
Obi tore the money he was given.
Nna m na-eseka ya ugbua.
Nna m na-eseka ya ugbua.
My father is tearing it now.