ásü
asụ
Word | asụ |
Definitions | Noun 却 1.saliva; spit |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Asụ na-enyere anyị aka ilo nri.
Asụ na-enyere anyị aka ilo nri.
Saliva helps us to swallow food.
Asụ na-asọ oyi
Asụ na-asọ oyi
Saliva is disgusting.
Kedu onye bụrụ asụ ebe a?
Kedu onye bụrụ asụ ebe a?
Who spat here?
Asụ na-esi isi.
Asụ na-esi isi.
Spit smells.
Ọ gbụrụ m asụ.
Ọ gbụrụ m asụ.
He spat on me.
Asụ na-apụta ya n'ọnụ ka o na-ekwu okwu.
Asụ na-apụta ya n'ọnụ ka o na-ekwu okwu.
Saliva drops from his mouth as he speaks.
Asụ gwụrụ m n'ọnụ.
Asụ gwụrụ m n'ọnụ.
Saliva finished in my mouth.