Nkọwa okwu logo
Beta

nyé áká

nye aka

Wordnye aka
Definitions

Active verb

角稼

1.help; assist; aid

Related Terms
Word Stems

Examples

Biko, nyee aka.

Biko, nyee aka.

Please, help out.

Ada na-enye nwaanyị ahụ aka mgbe anyị bịara.

Ada na-enye nwaanyị ahụ aka mgbe anyị bịara.

Ada was helping that woman when we came.

Alọzie ga-enye gị aka.

Alọzie ga-enye gị aka.

Alozie will help you.

Ọ na-enye aka mgbe ọbụla ọ bịara ebe a.

Ọ na-enye aka mgbe ọbụla ọ bịara ebe a.

She helps whenever she comes here.

Unu ga-enyere aka sie nri.

Unu ga-enyere aka sie nri.

You people should help to cook.

O nyere m aka n'ụtụtụ.

O nyere m aka n'ụtụtụ.

He helped me in the morning.

Nyere m aka.

Nyere m aka.

Help me.

Inyere aka n'ọrụ ezinụlọ dị mkpa.

Inyere aka n'ọrụ ezinụlọ dị mkpa.

To help in house chores is important.

ńkwàdó

nkwàdo

Wordnkwàdo
Definitions

Noun

1.the act of assisting or supporting; assistance; support

Related Term
Word Stem

Examples

Ada nwetere nkwado ụmụakwụkwọ.

Ada nwetere nkwado ụmụakwụkwọ.

Ada got the support of the students.

O nweghị onye ọzọ bụ nkwado mụ na abụghị Chukwu.

O nweghị onye ọzọ bụ nkwado mụ na abụghị Chukwu.

No one else is my support if not God.

Ule ahụ gara nke ọma maka nkwado onyenkuzi ha.

Ule ahụ gara nke ọma maka nkwado onyenkuzi ha.

The exam went fine because of the support of their teacher.

Nkwado ya bịara n'ụdị ego na mmemme agbamakwụkwọ Nkechi.

Nkwado ya bịara n'ụdị ego na mmemme agbamakwụkwọ Nkechi.

His support came in monetary terms forNkechi's wedding.

Nkwado ndị ezinụụlọ mụ tụrụ mụ n'anya.

Nkwado ndị ezinụụlọ mụ tụrụ mụ n'anya.

My family's support amazed me.

James bụ naanị nkwado o nwere.

James bụ naanị nkwado o nwere.

James is the only support she has.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.