Nkọwa okwu logo
Beta

įnyįnyìíbú

ị̀nyị̀nyìibū

Wordị̀nyị̀nyìibū
Definitions

Noun

1.donkey; ass; beast of burden;

2.mule; a hybrid animal from a male donkey and a female horse

Related Terms
Word Stems

Examples

Anyịnyaibu na-enwe ume.

Anyịnyaibu na-enwe ume.

Donkeys have energy.

Zụtara m anyịnyaibu.

Zụtara m anyịnyaibu.

Buy a donkey for me.

Anụ anyịnyaibu na-esi ike.

Anụ anyịnyaibu na-esi ike.

The meat of a donkey is tough.

E nwere obodo dị n'Enugwu na-eri anyịnyaibu.

E nwere obodo dị n'Enugwu na-eri anyịnyaibu.

There is a town in Enugu that eats donkeys.

Anyịnyaibu ka e ji ebu ibu n'oge ochie.

Anyịnyaibu ka e ji ebu ibu n'oge ochie.

Donkeys are used to carry loads in the olden days.

Anyịnyaibu anaghị agba ọsọ ka ịnyịnya.

Anyịnyaibu anaghị agba ọsọ ka ịnyịnya.

Donkeys do not run like horses.

Anyịnyaibu anaghị etokabe ogo.

Anyịnyaibu anaghị etokabe ogo.

Donkeys are not usually tall.

Anyị hụrụ ịnyịnyiibu akpụrụ akpụ.

Anyị hụrụ ịnyịnyiibu akpụrụ akpụ.

We saw a donkey that was molded.

Dịnta ahụ hụrụ ịnyịnyiibu.

Dịnta ahụ hụrụ ịnyịnyiibu.

That hunter saw a donkey.

Anyị hụrụ ịnyịnyiibu taata.

Anyị hụrụ ịnyịnyiibu taata.

We saw a donkey today.

Emeka sere ịnyịnyiibu n'akwụkwọ ya.

Emeka sere ịnyịnyiibu n'akwụkwọ ya.

Emeka drew a donkey in his book.

Nwoke ahụ na-azụ ịnyịnyiibu.

Nwoke ahụ na-azụ ịnyịnyiibu.

That man rears donkeys.

Eji m ịnyịnyiibu gaa njem.

Eji m ịnyịnyiibu gaa njem.

I travelled on a donkey.

Rịgoro n'ịnyịnyiibu ahụ.

Rịgoro n'ịnyịnyiibu ahụ.

Climb on the ass.

Anyị ga-eji ịnyịnyiibu gaa be ya.

Anyị ga-eji ịnyịnyiibu gaa be ya.

We will travel to his house on an ass.

Onye nkụzi anyị sị ka anyị dee ihe anyị ma maka ịnyịnyiibu.

Onye nkụzi anyị sị ka anyị dee ihe anyị ma maka ịnyịnyiibu.

Our teacher said that we should write what we know about a donkey.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.