àsįrį
àsị̀rị̀
Word | àsị̀rị̀ |
Definitions | Noun 1.gossip |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Nkechi hụrụ ịgba asịrị n'anya.
Nkechi hụrụ ịgba asịrị n'anya.
Nkechi loves to gossip.
Anyị achọghị onye na-asị asịrị ebe a.
Anyị achọghị onye na-asị asịrị ebe a.
We do not want someone that gossips here.
Asịrị abụghị ezigbo ihe.
Asịrị abụghị ezigbo ihe.
Gossip is not a good thing.
Anaghị m enwe enyi na-agba asịrị.
Anaghị m enwe enyi na-agba asịrị.
I dont keep friends that gossip.
Ọlụchi anaghị asị asịrị.
Ọlụchi anaghị asị asịrị.
Oluchi does not gossip.
Bịa ka m kọrọ gị asịrị a.
Bịa ka m kọrọ gị asịrị a.
Come let me tell you this gossip.
O ji asịrị mere nri.
O ji asịrị mere nri.
Gossip has become her food.
Asịrị anaghị amasị Ada.
Asịrị anaghị amasị Ada.
Ada does not like gossip.
Asịrị ga-egbu gị.
Asịrị ga-egbu gị.
Gossip will kill you.
Asịrị kọrọ na o gburu mmadụ.
Asịrị kọrọ na o gburu mmadụ.
Gossip had it that he killed someone.
Asịrị na-emebi aha mmadụ.
Asịrị na-emebi aha mmadụ.
Gossip spoils someones's name.
O ji m gbaa asịrị.
O ji m gbaa asịrị.
She gossiped about me.
Asịrị ajọka.
Asịrị ajọka.
Gossip is bad.
Ọ bụ onye asịrị.
Ọ bụ onye asịrị.
He is a gossip.