Nkọwa okwu logo
Beta

ásįsà

asị̀sà

Wordasị̀sà
Definitions

Noun

1.involuntary confession under the influence of some supernatural powers

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ sara asịsa tupu ọ nwụọ.

Ọ sara asịsa tupu ọ nwụọ.

He confessed before he died.

Ọ bụ site n'asịsa ya ka m ji mata na ọ bụghị onye ọma.

Ọ bụ site n'asịsa ya ka m ji mata na ọ bụghị onye ọma.

It was from her confession that I realized she is not a decent person.

Ọtụtụ mgbe, onye sara asịsa anaghị adị ndụ.

Ọtụtụ mgbe, onye sara asịsa anaghị adị ndụ.

Many a time, one who confesses does not live.

Ndị be ha na-asakarị asịsa.

Ndị be ha na-asakarị asịsa.

Her family members usually confess.

ògbó

ògbo

Wordògbo
Definitions

Noun

1.sponge; rolled fibre used in sponging the body during bath

2.loofah; a creeper whose fibre is used for scouring

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ebitu ejighị ogbo saa ahụ.

Ebitu ejighị ogbo saa ahụ.

Ebitu did not bathe with a sponge.

Enwere m ogbo na ncha.

Enwere m ogbo na ncha.

I have sponge and soap.

Ogbo m ruru unyi.

Ogbo m ruru unyi.

My sponge is dirty.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.