àsï
àsị
Word | àsị |
Definitions | Noun 臆 1.a false information; lie |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ihe ọ gwara gị bụ asị.
Ihe ọ gwara gị bụ asị.
What he told you is a lie.
Ọ maghị etu esi àsị àsị
Ọ maghị etu esi àsị àsị
He doesn't know how to lie.
Ịtụ asị adịghị mma.
Ịtụ asị adịghị mma.
To lie is not good.
Asị ọ tụrụ bụ ihe mere nna ya ukwu ji chụọ ya n'ọrụ.
Asị ọ tụrụ bụ ihe mere nna ya ukwu ji chụọ ya n'ọrụ.
The lies he told made his boss to sack him from work.
Ọ sịrị asị mgbe ejidere ya.
Ọ sịrị asị mgbe ejidere ya.
He lied when he was caught.
O ji asị ere ahịa.
O ji asị ere ahịa.
He sells market with lie.
ásį
asị̀
Word | asị̀ |
Definitions | Noun 1.hatred; intense dislike |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
I rie ego m, aga m akpọ gị asị.
I rie ego m, aga m akpọ gị asị.
If you take my money fraudulently, I will hate you.
Kwụsị ịkpọ mmadụ asị.
Kwụsị ịkpọ mmadụ asị.
Stop having intense dislike for people.
Gịnị mere ị ji kpọ nwanne gị nwanyị asị?
Gịnị mere ị ji kpọ nwanne gị nwanyị asị?
Why do you have hatred for your sister?
N'Akwụkwọ Nsọ, umunne Josef kpọrọ ya asị.
N'Akwụkwọ Nsọ, umunne Josef kpọrọ ya asị.
In the bible, Joseph's brother had hatred for him.
Ọgọ ya kpọrọ ya asị.
Ọgọ ya kpọrọ ya asị.
Her in-law has hatred for her.
Ọ bụ maka ha kpọrọ onwe ya asị ka ha ji lụọ ọgụ.
Ọ bụ maka ha kpọrọ onwe ya asị ka ha ji lụọ ọgụ.
They fought because they have hatred for themselves.
Ọ kpọrọ m asị
Ọ kpọrọ m asị
He hates me.
sö ńsö
sọ nsọ
Word | sọ nsọ |
Definitions | Active verb 1.forbid; prohibit; taboo; abhor |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Iwu na-asọ ya nsọ.
Iwu na-asọ ya nsọ.
The law forbids it.
Njọ so na ihe Chukwu na-asọ nsọ.
Njọ so na ihe Chukwu na-asọ nsọ.
Sin is among the things God forbids.
Ụka anyị na-asọ nsọ ịta anụ taa.
Ụka anyị na-asọ nsọ ịta anụ taa.
Our church prohibits eating meat today.
Ọ doro m anya na ịsọ nsọ njọ akwamiiko agaghị ekwe gị.
Ọ doro m anya na ịsọ nsọ njọ akwamiiko agaghị ekwe gị.
I am sure that you can't abhor the sin of adultery.
O nwere onye ihe ọma na-asọ nsọ?
O nwere onye ihe ọma na-asọ nsọ?
Is there anyone that abhors good thing?