ńdúzí
nduzi
Word | nduzi |
Definitions | Noun 1.the act of leading aright; proper leadership; proper guidance |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ana m enye ya nsọpụrụ maka ezi nduzi ya.
Ana m enye ya nsọpụrụ maka ezi nduzi ya.
I respect him for his proper leadership.
E ritere m uru na nduzi ya.
E ritere m uru na nduzi ya.
I benefited from his guidance.
O nwetara ihe nrite maka nduzi ọma ọ na-enye ndị ntoroọbịa.
O nwetara ihe nrite maka nduzi ọma ọ na-enye ndị ntoroọbịa.
He got a gift for leading the youths aright.