àrïrïö
àrịrịọ
| Word | àrịrịọ |
| Definitions | Active verb 1.begging |
| Related Terms | No related terms |
| Word Stems |
Examples
Ọ na-arịọ arịrịọ
Ọ na-arịọ arịrịọ
He/she is begging
Arịrịọ ka m ji bịa.
Arịrịọ ka m ji bịa.
I have come to beg.
Ọ na-arịọ arịọrịọ n'ime ahịa.
Ọ na-arịọ arịọrịọ n'ime ahịa.
She begs inside the market.
A gwara m ya ka ọ gaa rịọọ ya arịrịọ.
A gwara m ya ka ọ gaa rịọọ ya arịrịọ.
I told him to go and beg her.
O bidoro kamgbe echi rịọwa ya arịrịọ.
O bidoro kamgbe echi rịọwa ya arịrịọ.
He started begging him since yesterday.
Ọ na-arịọ arịrịọ oge ọbụla.
Ọ na-arịọ arịrịọ oge ọbụla.
He begs all the time.
árįrïö
arị̀rịọ
| Word | arị̀rịọ |
| Definitions | Noun 1.plea; apology |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Onye nkuzi anyị si anyị dee leta arịrịọ.
Onye nkuzi anyị si anyị dee leta arịrịọ.
Our teacher told us to write an apology letter.
O kweghị anabata arịriọ anyị.
O kweghị anabata arịriọ anyị.
He refused to accept our pleas.
Achọghị m arịrịọ ahụ ugbu a.
Achọghị m arịrịọ ahụ ugbu a.
I don't want that plea now.
O dere arịrịọ ya n'akwụkwọ.
O dere arịrịọ ya n'akwụkwọ.
He wrote his apology in a book.
Arịrịọ ụmụaka ahụ metutara ya n'obi.
Arịrịọ ụmụaka ahụ metutara ya n'obi.
He was touched by the pleas of those children.
Arịrịọ ahụ esighị gị n'obi.
Arịrịọ ahụ esighị gị n'obi.
That plea did not come from your heart.