òròmáńkïrïsï
òròmankịrịsị
| Word | òròmankịrịsị |
| Definitions | Noun 寍画寏k寅r寅s寅 1.lime |
| Variations | òròma nkịrịsị |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Ọ na-aracha oromankịrịsị.
Ọ na-aracha oromankịrịsị.
He is licking lime.
E ji oromankịrisị eme ọgwụ.
E ji oromankịrisị eme ọgwụ.
Lime is used in making drugs.
E ji oromankịrịsị asa ejula.
E ji oromankịrịsị asa ejula.
Lie is used in washing snail.
Oromankịrịsị na-ejiji eze.
Oromankịrịsị na-ejiji eze.
Lime makes the teeth sensitive.
Nne m zụtara oromankịrịsị.
Nne m zụtara oromankịrịsị.
My mother bought lime.
Anyị nwere osisi oromankịrịsị na be anyị.
Anyị nwere osisi oromankịrịsị na be anyị.
We have a lime tree in our house.
Oromankịrịsị adịghị atọ ụtọ.
Oromankịrịsị adịghị atọ ụtọ.
Lime is not sweet.
Oromankịrịsị na-adị mma n'ahụ.
Oromankịrịsị na-adị mma n'ahụ.
Lime is good for the body.
Ị chọrọ ịracha oromankịrịsị?
Ị chọrọ ịracha oromankịrịsị?
Do you want to lick lime?
Ọ bụ oromankịrịsị ka ọ na-ere.
Ọ bụ oromankịrịsị ka ọ na-ere.
It is lime that she sells.
Osisi oromankịrịsị dị n'azụ ụlọ anyị.
Osisi oromankịrịsị dị n'azụ ụlọ anyị.
Lime tree is at our backyard.
Oromankịrịsị na-adị ahụ mma.
Oromankịrịsị na-adị ahụ mma.
Lime is good for the body.
Nye m oromankịrịsị.
Nye m oromankịrịsị.
Give me lime.
Oromankịrịsị a bụ nke onye?
Oromankịrịsị a bụ nke onye?
This lime belongs to who?
Oromankịrịsị ahụ agwụla.
Oromankịrịsị ahụ agwụla.
The lime has finished.