Mgbéēkē
M̀gbeēkē
Word | M̀gbeēkē |
Definitions | Name 1.(archaic) a female born on 'Èke' market day; name girl born on 'Èke' market day Noun 1.(slang) (derogatory) a primitive or unsophisticated lady |
Variations | M̀gbekē |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ha kpọnyere m mgbeeke ka m lụọ.
Ha kpọnyere m mgbeeke ka m lụọ.
They sent me a primitive girl to marry.
Chika na-eme ka mgbeeke.
Chika na-eme ka mgbeeke.
Chika behaves like a primitive girl.
Isi ọ kpara mere ya ka ọ dị ka mgbeeke.
Isi ọ kpara mere ya ka ọ dị ka mgbeeke.
The hair she plaited made her look old-fashioned.
Kama m ga-eyi akwa ezighị ezi, ka m bụrụ mgbeeke.
Kama m ga-eyi akwa ezighị ezi, ka m bụrụ mgbeeke.
I would rather be local girl than to dress indecently.
Nwunye ọhụrụ Emeka bụ mgbeeke.
Nwunye ọhụrụ Emeka bụ mgbeeke.
Emeka's new wife is a primitive girl.
Anyị chọrọ igwu egwuregwu ndị mgbeeke.
Anyị chọrọ igwu egwuregwu ndị mgbeeke.
We want to play primitive girls' games.
Uju bụ mgbeeke.
Uju bụ mgbeeke.
Uju is an unsophisticated girl.
Mgbeeke bịara n'ụlọ m ụnyaahụ.
Mgbeeke bịara n'ụlọ m ụnyaahụ.
Mgbeeke came to my house.
Akwa ya bụ akwa mgbeeke.
Akwa ya bụ akwa mgbeeke.
Her cloth is a cloth for unsophisticated girls.
Onye bụ mgbeeke a na-abịa?
Onye bụ mgbeeke a na-abịa?
Who is this primitive person coming?
Nne Mgbeeke bụ dike.
Nne Mgbeeke bụ dike.
Mgbeeke's mother is a heroine.
A chọghị ndị mgbeeke ebe a.
A chọghị ndị mgbeeke ebe a.
Primitive girls are not wanted here.
Mgbeeke nọ n'ụlọ.
Mgbeeke nọ n'ụlọ.
Mgbeeke is at home.
Ọtụtụ mmadụ anaghị azazị Mgbeeke n'oge a.
Ọtụtụ mmadụ anaghị azazị Mgbeeke n'oge a.
A lot of people do not answer Mgbeke these days.
Aha nne nna ya bụ Mgbeeke.
Aha nne nna ya bụ Mgbeeke.
Her father's mother's name is Mgbeke.
Ọ na-aza Mgbeeke maka a mụrụ ya n'ụbọchị eke.
Ọ na-aza Mgbeeke maka a mụrụ ya n'ụbọchị eke.
She answers Mgbeke because she was born on 'Eke' day.
Ọ na-eme ka mgbeeke.
Ọ na-eme ka mgbeeke.
She behaves like a primitive girl.
Mgbáàfǫ
M̀gbaàfọ̀
Word | M̀gbaàfọ̀ |
Definitions | Name 1.(archaic) a female born on 'Àfọ̀' market day; a name given to a girl born on 'Àfọ̀' market day. 2.(slang) a primitive or unsophisticated lady |
Variations | M̀gbafọ̀ |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Otu o si aga gosiri na ọ bụ mgbaafọ.
Otu o si aga gosiri na ọ bụ mgbaafọ.
The way she walks shows that she is unsophisticated.
O yi akwa ka mgbaafọ.
O yi akwa ka mgbaafọ.
She dressed old-fashioned.
Ị bụ mgbaafọ.
Ị bụ mgbaafọ.
You are old-fashioned.
Nneka kpọrọ m mgbaafọ.
Nneka kpọrọ m mgbaafọ.
Nneka called me old-fashioned.
Aha nwunye ya bụ Mgbaafọ.
Aha nwunye ya bụ Mgbaafọ.
His wife's name is Mgbaafor.
Ndị na-aza Mgbaafọ ehighịzi nne.
Ndị na-aza Mgbaafọ ehighịzi nne.
Those answering Mgbaafọ are not many anymore.
Onye bụ Mgbaafọ?
Onye bụ Mgbaafọ?
Who is Mgbaafọ?
Mgbaafọ na-ere ogiri.
Mgbaafọ na-ere ogiri.
Mgbaafọ sells African maggi.
Soludo bụ nwa Mgbaafọ.
Soludo bụ nwa Mgbaafọ.
Soludo is Mgbaafọ's child.
Aha ya bụ Mgbaafọ.
Aha ya bụ Mgbaafọ.
Her name is Mgbaafọ.
Daa Mgbaafọ bụ nwanne nne m nwaanyị.
Daa Mgbaafọ bụ nwanne nne m nwaanyị.
Madam Mgbaafọ is my mother's sister.
Mgbaafọ lụrụ ọgụ n'ahịa.
Mgbaafọ lụrụ ọgụ n'ahịa.
Mgbaafọ fought at the market.
Mgbaafọ na-ere ogiri.
Mgbaafọ na-ere ogiri.
Mgbaafor sells ogiri.
Ị bụ mgbaafọ.
Ị bụ mgbaafọ.
You are old-fashioned.
Aha nwunye ya bụ Mgbaafọ.
Aha nwunye ya bụ Mgbaafọ.
His wife's name is Mgbaafor.
O yi akwa ka mgbaafọ.
O yi akwa ka mgbaafọ.
She dressed old-fashioned.
Daa Mgbaafọ bụ nwanne nne m nwaanyị.
Daa Mgbaafọ bụ nwanne nne m nwaanyị.
Madam Mgbaafor is my mother's sister.
Nneka kpọrọ m mgbaafọ.
Nneka kpọrọ m mgbaafọ.
Nneka called me old-fashioned.
Soludo bụ nwa Mgbaafọ.
Soludo bụ nwa Mgbaafọ.
Soludo is Mgbaafor's child.
Onye bụ Mgbaafọ?
Onye bụ Mgbaafọ?
Who is Mgbaafọ?
Aha nne ya bụ Mgbaafọ.
Aha nne ya bụ Mgbaafọ.
Her mother's name is Mgbaafor.
Ndị na-aza Mgbaafọ ehighịzi nne.
Ndị na-aza Mgbaafọ ehighịzi nne.
People who answer Mgbaafor are not many anymore.
Aha ya bụ Mgbaafọ.
Aha ya bụ Mgbaafọ.
Her name is Mgbaafor.
Mgbaafọ lụrụ ọgụ n'ahịa.
Mgbaafọ lụrụ ọgụ n'ahịa.
Mgbaafor fought at the market.
ökpü
ọkpụ
Word | ọkpụ |
Definitions | Nominal Modifier 牛 1.ancient; long past (time); old (time); archaic |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
N'oge ọkpụ, ekwentị adịghị ire.
N'oge ọkpụ, ekwentị adịghị ire.
In the old times, cell phones didn't exist.
Onye nwe ụlọ ọkpụ ahụ dị ebe ahụ?
Onye nwe ụlọ ọkpụ ahụ dị ebe ahụ?
Who owns that archaic house there?
Emume a dị ọkpụ n'obodo anyị.
Emume a dị ọkpụ n'obodo anyị.
This practice is ancient in our town.
Okwu ọkpụ Igbo niile nwere ụdaolu.
Okwu ọkpụ Igbo niile nwere ụdaolu.
All Igbo archaic words have tones.
Ihe ọhụrụ dị iche n'ihe ọkpụ.
Ihe ọhụrụ dị iche n'ihe ọkpụ.
Modern things are different from ancient things.
Ụgbaala ya ahụ dị ọkpụ.
Ụgbaala ya ahụ dị ọkpụ.
That his car is archaic.
Ụlọ a bụ ụlọ ọkpụ anyị.
Ụlọ a bụ ụlọ ọkpụ anyị.
This is our ancient home.
Ndị ọkpụ riri mmadụ.
Ndị ọkpụ riri mmadụ.
Ancient people ate humans.
Anyị nwere ọtụtụ ihe ọkpụ.
Anyị nwere ọtụtụ ihe ọkpụ.
We have many artefacts.
Mma ahụ bụ mma ọkpụ.
Mma ahụ bụ mma ọkpụ.
That knife is an ancient knife.
Ọ dịghị mma ịkpasu ndị ọkpụ iwe.
Ọ dịghị mma ịkpasu ndị ọkpụ iwe.
It is not good to annoy the ancient people.
Mgbóòrìè
M̀gboòrìè
Word | M̀gboòrìè |
Definitions | Name 1.name for a female born on 'orìè' market day (archaic); a female born on 'orìè' market day. |
Variations | Mgborie |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Mgboorie bụ aha nwaanyị.
Mgboorie bụ aha nwaanyị.
Mgborie is a female name.
Mgboorie bụ enyi m.
Mgboorie bụ enyi m.
Mgborie is my friend.
Kpọọ Mgboorie n'ekwentị.
Kpọọ Mgboorie n'ekwentị.
Call Mgborie on the phone.
Nwunye ya na-aza Mgboorie.
Nwunye ya na-aza Mgboorie.
His wife answers Mgborie.
Mgboorie bụ nnukwu nwaanyị.
Mgboorie bụ nnukwu nwaanyị.
Mgboorie is a huge woman.
Kedụ onye hụrụ Mgboorie?
Kedụ onye hụrụ Mgboorie?
Who saw Mgboorie?
A mụrụ Mgboorie ụbọchị Orie.
A mụrụ Mgboorie ụbọchị Orie.
Mgboorie was born on Orie market day.