nyé íkíké
nye ikike
Word | nye ikike |
Definitions | Active verb 1.authorize; approve |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
E nyere ya ikike ịrụ ọrụ dịka onyiisi ụlaakwụkwọ.
E nyere ya ikike ịrụ ọrụ dịka onyiisi ụlaakwụkwọ.
He has been authorized to work as the school head.
E nyere ikike ya n'ọnwa abụọ gara aga.
E nyere ikike ya n'ọnwa abụọ gara aga.
It was authorized two months ago.
Onye nyere gị ikike ịjụ anyị ajụjụ ahụ?
Onye nyere gị ikike ịjụ anyị ajụjụ ahụ?
Who authorized you to ask us that question?
Nye ya ikike ịnọchị anya gị na mmemme ahụ.
Nye ya ikike ịnọchị anya gị na mmemme ahụ.
Authorize him to stand in your place at that event.
Chike ga-enye gị ikike ịnya ụgbaala ya.
Chike ga-enye gị ikike ịnya ụgbaala ya.
Chike will authorize him to drive his car.
Nne ya na-enye ya ikike ịru ọrụ dịka onyiisi ụlaakwụkwọ.
Nne ya na-enye ya ikike ịru ọrụ dịka onyiisi ụlaakwụkwọ.
His mother authorizes him to work as the head of school.
Achọ m inye Ada ikike ịnatara m asambodo m.
Achọ m inye Ada ikike ịnatara m asambodo m.
I want to authorize Ada to collect my certificate.
chí
chī
Word | chī |
Definitions | Active verb 司 1.approve someone a traditional title or position 2.block; be filled up |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
Echiela nna m eze n'obodo anyị.
Echiela nna m eze n'obodo anyị.
My father has been crown king in our town.
Ụzọ ahụ echiela.
Ụzọ ahụ echiela.
That road is blocked.