Nkọwa okwu logo
Beta

nwüchí

nwụchi

Wordnwụchi
Definitions

Active verb

性襟

1.apprehend; arrest; capture (catch)

Related Terms
Word Stems

Examples

A nwụchiri Derico Nwamama na Nkpọọ.

A nwụchiri Derico Nwamama na Nkpọọ.

Derico Nwamama was apprehended at Nkpor.

Ha nwụchiri ya ka ọkụkọ.

Ha nwụchiri ya ka ọkụkọ.

He was captured like a fowl.

Jee, nwụchie ha.

Jee, nwụchie ha.

Go and arrest them.

Ọ nwụchiri ya ka nwata.

Ọ nwụchiri ya ka nwata.

He captured him like a child.

Ha achọghị ịnwụchi ya.

Ha achọghị ịnwụchi ya.

They do want to arrest her.

Ndị ohi na-anwụchi ndị na-aga ụzọ ahụ.

Ndị ohi na-anwụchi ndị na-aga ụzọ ahụ.

Armed robbers apprehend those that walk that road.

Nwuchie ya ma o si ebe ahụ pụta.

Nwuchie ya ma o si ebe ahụ pụta.

Apprehend him if he comes out of that place.

Ịnwụchi ya enweghị uru ọ ga-aba.

Ịnwụchi ya enweghị uru ọ ga-aba.

Arresting him is not important.

Anyị ga-anwụchi ya ma o sie ọnwụ.

Anyị ga-anwụchi ya ma o sie ọnwụ.

We will arrest him if he proves stubborn.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.